Nʼụbọchị ikpeazụ,
Ọtụtụ mba ga-abịa ma sịkwa,
Ọ ga-ekpe ikpe dị nʼetiti ndị dị iche iche,
Onye ọbụla ga-anọdụrụ onwe ya nʼokpuru vaịnị
Mba dị iche iche ga-agagharị
“Nʼụbọchị ahụ,” otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara,
Aga m eme ka ndị ngwụrọ ahụ ghọọ ndị fọdụrụ ndụ,
Ma gị, ebe nche e wuliri elu maka igwe atụrụ,
Gịnị mere i ji na-akwasị akwa ike?
Susie ude ike, gị nwaada Zayọn,
Ugbu a, ọtụtụ mba ezukọọla
Ma ha amaghị
“Bilie, zọchaa, gị nwaada Zayọn,