Asịrị m, “Aga m elezi anya nʼụzọ m niile
Copywork input for chapter 39 verse 1
Your input is saved to this browser automatically.
Ma mgbe m mechiri ọnụ m ma nọrọ duu,
Copywork input for chapter 39 verse 2
Your input is saved to this browser automatically.
Obi m kporo ọkụ nʼime m,
Copywork input for chapter 39 verse 3
Your input is saved to this browser automatically.
“O Onyenwe anyị, gosi m ọgwụgwụ nke ndụ m
Copywork input for chapter 39 verse 4
Your input is saved to this browser automatically.
I meela ka ụbọchị m niile bụrụ naanị ihe dị nta;
Copywork input for chapter 39 verse 5
Your input is saved to this browser automatically.
“Nʼezie onye ọbụla na-ejegharị dịka onyinyo
Copywork input for chapter 39 verse 6
Your input is saved to this browser automatically.
“Ma ugbu a, Onyenwe m, gịnị ka m na-ele anya ya?
Copywork input for chapter 39 verse 7
Your input is saved to this browser automatically.
Zọpụta m site na mmehie m niile;
Copywork input for chapter 39 verse 8
Your input is saved to this browser automatically.
Agbachiri m nkịtị, ajụrụ m ikwu okwu,
Copywork input for chapter 39 verse 9
Your input is saved to this browser automatically.
Kwụsị iti m ihe;
Copywork input for chapter 39 verse 10
Your input is saved to this browser automatically.
Ị na-abara ndị mmadụ mba ma na-ata ha ahụhụ nʼihi mmehie ha;
Copywork input for chapter 39 verse 11
Your input is saved to this browser automatically.
“O Onyenwe anyị, nụrụ ekpere m,
Copywork input for chapter 39 verse 12
Your input is saved to this browser automatically.
Lepụ anya na-ebe m nọ, ka m nwee ike kporie ndụ ọzọ,
Copywork input for chapter 39 verse 13