O Chineke, ị jụla anyị, ị tịwawo anyị nʼike;
Copywork input for chapter 60 verse 1
Your input is saved to this browser automatically.
I meela ka ala a maa jijiji, ị dọwakwala ya;
Copywork input for chapter 60 verse 2
Your input is saved to this browser automatically.
I meela ka ndị gị gabiga ọnọdụ ihe isi ike;
Copywork input for chapter 60 verse 3
Your input is saved to this browser automatically.
Ma nye ndị na-atụ egwu gị, i weliela otu ọkọlọtọ
Copywork input for chapter 60 verse 4
Your input is saved to this browser automatically.
Were aka nri gị zọpụta anyị ma nyere anyị aka,
Copywork input for chapter 60 verse 5
Your input is saved to this browser automatically.
Chineke esitela nʼịdị nsọ ya kwuo, sị,
Copywork input for chapter 60 verse 6
Your input is saved to this browser automatically.
Gilead bụ nke m, otu a kwa, Manase bụkwa nke m;
Copywork input for chapter 60 verse 7
Your input is saved to this browser automatically.
Moab bụ efere ịkwọ aka m,
Copywork input for chapter 60 verse 8
Your input is saved to this browser automatically.
Onye ga-akpọrọ m gaa nʼobodo e wusiri ike?
Copywork input for chapter 60 verse 9
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ bụghị gị, O Chineke? Gị onye jụrụ anyị,
Copywork input for chapter 60 verse 10
Your input is saved to this browser automatically.
Nyere anyị aka ka anyị pụọ nʼaka ndị iro,
Copywork input for chapter 60 verse 11
Your input is saved to this browser automatically.
Site na Chineke, anyị ga-enwe mmeri,
Copywork input for chapter 60 verse 12