O Onyenwe anyị, abarala m mba mgbe ị na-ewe iwe.
EN
Copywork
Igbo BIUO Psalms 6장
Copywork is not a speed-typing drill but time to re-hold the words and flow of Scripture, one verse at a time. Your input is saved temporarily in this browser, and to your account when you are signed in.
Practice by section · Psalms
Biko, meere m ebere Onyenwe anyị, nʼihi na adịghị m ike.
Mkpụrụobi m nọ nʼọnọdụ ihe mgbu.
Onyenwe anyị, biko, bịa zọpụta m;
Nʼetiti ndị nwụrụ anwụ ọ dịghị onye na-ekwupụta aha gị.
Ike agwụla m nʼihi ịsụ ude.
Anya m adịghị ahụzikwa ụzọ nke ọma nʼihi ihe mwute;
Sitenụ nʼebe m nọ wezuga onwe unu, unu ndị na-eme ajọ ihe,
Onyenwe anyị anụla akwa m; ọ nụla arịrịọ nke m na-arịọ ya ka o meere m ebere.
Ka ndị iro m niile bụrụ ndị ihere ga-eme.