Onye ahụ na-ebi nʼebe mgbaba Onye kachasị ihe niile elu
Copywork input for chapter 91 verse 1
Your input is saved to this browser automatically.
Nke a ka m ga-ekwu maka Onyenwe anyị, “Ọ bụ ebe mgbaba m na ebe nchebe m e wusiri ike,
Copywork input for chapter 91 verse 2
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼezie, ọ ga-anapụta gị
Copywork input for chapter 91 verse 3
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ ga-eji nku ya kpuchie gị.
Copywork input for chapter 91 verse 4
Your input is saved to this browser automatically.
Ị gaghị atụ egwu ihe ịtụ oke egwu nke abalị,
Copywork input for chapter 91 verse 5
Your input is saved to this browser automatically.
maọbụ ajọ ọrịa na-efe efe, nke na-ejegharị nʼọchịchịrị,
Copywork input for chapter 91 verse 6
Your input is saved to this browser automatically.
Puku mmadụ pụrụ ịda nʼakụkụ gị,
Copywork input for chapter 91 verse 7
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ bụ naanị anya gị abụọ ka ị ga-eji hụ
Copywork input for chapter 91 verse 8
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ bụrụ na i mee Onye kachasị ihe niile elu ebe obibi gị,
Copywork input for chapter 91 verse 9
Your input is saved to this browser automatically.
mgbe ahụ, ihe ọjọọ ọbụla enweghị ike ịdakwasị gị;
Copywork input for chapter 91 verse 10
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya iwu banyere gị,
Copywork input for chapter 91 verse 11
Your input is saved to this browser automatically.
Ha ga-eji ọbụ aka ha,
Copywork input for chapter 91 verse 12
Your input is saved to this browser automatically.
Ị ga-azọkwasị ọdụm na ajụala ụkwụ,
Copywork input for chapter 91 verse 13
Your input is saved to this browser automatically.
“Nʼihi na ọ hụrụ m nʼanya, Mụ onwe m ga-agbapụta ya, ka Onyenwe anyị kwuru;
Copywork input for chapter 91 verse 14
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ ga-akpọku m, aga m azakwa ya.
Copywork input for chapter 91 verse 15
Your input is saved to this browser automatically.
Aga m eji ogologo ndụ mee ka afọ ju ya,
Copywork input for chapter 91 verse 16