Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ ndị nwere uche na-eleta ndị ogbenye;
Copywork input for chapter 41 verse 1
Your input is saved to this browser automatically.
Onyenwe anyị ga-echebe ha, debekwa ha ndụ;
Copywork input for chapter 41 verse 2
Your input is saved to this browser automatically.
Onyenwe anyị na-elekọta ha mgbe ahụ na-esighị ha ike,
Copywork input for chapter 41 verse 3
Your input is saved to this browser automatically.
Ekwuru m sị, “O Onyenwe anyị, meere m ebere;
Copywork input for chapter 41 verse 4
Your input is saved to this browser automatically.
Ndị iro m na-esite nʼiro ha ekwu okwu megide m
Copywork input for chapter 41 verse 5
Your input is saved to this browser automatically.
Mgbe otu nʼime ha bịara ịhụ m,
Copywork input for chapter 41 verse 6
Your input is saved to this browser automatically.
Ndị niile kpọrọ m asị na-agbarịta izu megide m;
Copywork input for chapter 41 verse 7
Your input is saved to this browser automatically.
“Ọrịa ọjọọ adakwasịla ya;
Copywork input for chapter 41 verse 8
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ bụladị ezigbo enyi m,
Copywork input for chapter 41 verse 9
Your input is saved to this browser automatically.
Ma gị, O Onyenwe anyị, meere m ebere,
Copywork input for chapter 41 verse 10
Your input is saved to this browser automatically.
Amaara m na ihe banyere m na-atọ gị ụtọ nʼobi,
Copywork input for chapter 41 verse 11
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi ikwesi ntụkwasị obi m, ị na-akwagide m,
Copywork input for chapter 41 verse 12
Your input is saved to this browser automatically.
Otuto dịrị Onyenwe anyị, Chineke nke Izrel,
Copywork input for chapter 41 verse 13