Ziganụ ụmụ atụrụ dịka onyinye
EN
Copywork
Igbo BIUO Isaiah 16장
Copywork is not a speed-typing drill but time to re-hold the words and flow of Scripture, one verse at a time. Your input is saved temporarily in this browser, and to your account when you are signed in.
Practice by section · Isaiah
Ndị inyom Moab
Moab na-asị, “Nwee mkpebi na mmụọ gị,”
Ka ndị Moab achụpụrụ achụpụ nọrọ nʼetiti unu,
A ga-ehiwe otu ocheeze site nʼịhụnanya;
Anyị anụla akụkọ banyere Moab,
Ya mere, ndị Moab niile na-eti mkpu akwa,
Lee ka ubi niile nke Heshbọn si tọgbọrọ nʼefu;
Nʼihi ya, ana m akwa akwa dị ka ndị Jeza si akwa akwa
Ewepụla ọṅụ na obi ụtọ site nʼubi na-amị mkpụrụ ọma,
Mkpụrụobi m na-enwe mwute nʼihi Moab dịka ụbọ akwara,
Mgbe Moab ga-egosipụta onwe ya nʼebe ya dị elu,
Ihe ndị a niile bụ okwu Onyenwe anyị kwuru banyere Moab na mbụ,
ma ugbu a Onyenwe anyị na-ekwu, sị, “Tupu afọ atọ agachaa, dịka onye e goro ọrụ si agụ afọ, a ga-eleli ugwu niile Moab nwere, ya na igwe mmadụ ya bara ụba. Ndị fọdụkwara ndụ ga-adị naanị mmadụ ole na ole bụrụkwa ndị na-adịghị ike.”