“Bụọ abụ, gị nwanyị aga,
Copywork input for chapter 54 verse 1
Your input is saved to this browser automatically.
“Mee ka ebe ụlọ ikwu gị saa mbara,
Copywork input for chapter 54 verse 2
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na nʼaka nri na nʼaka ekpe ka ị ga-agbasa gaa;
Copywork input for chapter 54 verse 3
Your input is saved to this browser automatically.
“Atụla egwu, nʼihi na ihere agaghị emekwa gị ọzọ.
Copywork input for chapter 54 verse 4
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na onye kere gị ga-abụrụ gị di.
Copywork input for chapter 54 verse 5
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na Onyenwe anyị ga-akpọghachi gị
Copywork input for chapter 54 verse 6
Your input is saved to this browser automatically.
“Naanị nwa mgbe nta ka m hapụrụ gị.
Copywork input for chapter 54 verse 7
Your input is saved to this browser automatically.
Na nwa oge, esitere m nʼoke iwe na-ewe m
Copywork input for chapter 54 verse 8
Your input is saved to this browser automatically.
“Dịka m si ṅụọ iyi nʼoge Noa sị na m agaghị ekwekwa ka mmiri kpuchie ụwa ọzọ,
Copywork input for chapter 54 verse 9
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na a pụrụ iwezuga ugwu ukwu niile,
Copywork input for chapter 54 verse 10
Your input is saved to this browser automatically.
“Gị, onye a na-emekpa ahụ, onye oke ikuku ụwa a na-ebugharị, nke onye ọbụla na-adịghị akasị obi,
Copywork input for chapter 54 verse 11
Your input is saved to this browser automatically.
Aga m eji nkume rubi wugharịa akụkụ ụlọ gị niile,
Copywork input for chapter 54 verse 12
Your input is saved to this browser automatically.
Ụmụ gị niile ga-abụ ndị Onyenwe anyị ga-akụziri ihe.
Copywork input for chapter 54 verse 13
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼezi omume ka a ga-eme ka ị guzosie ike.
Copywork input for chapter 54 verse 14
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ bụrụ na onye ọbụla abịa ịlụso gị ọgụ, ọ siteghị nʼaka m;
Copywork input for chapter 54 verse 15
Your input is saved to this browser automatically.
“Lee, ọ bụ mụ onwe m kere ọkpụ ụzụ
Copywork input for chapter 54 verse 16
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼụbọchị ahụ, ọ dịghị ihe agha a kpụrụ megide gị nke ga-adị ire.
Copywork input for chapter 54 verse 17