Ma Onyenwe anyị ga-emekwara Jekọb ebere;
Copywork input for chapter 14 verse 1
Your input is saved to this browser automatically.
Mba dị iche iche ga-enyere ha aka ịlọghachi nʼala ha,
Copywork input for chapter 14 verse 2
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼụbọchị ahụ, Onyenwe anyị ga-eme ka ị pụọ site nʼihe mgbu na ihe mwute, sitekwa na ndọgbu onwe unu nʼọrụ nke ịbụ ohu unu wetaara onwe unu,
Copywork input for chapter 14 verse 3
Your input is saved to this browser automatically.
unu ga-achị eze Babilọn ọchị sị ya, Leenụ gị.
Copywork input for chapter 14 verse 4
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na Onyenwe anyị anyajiela mkpara ndị na-eme ajọ ihe,
Copywork input for chapter 14 verse 5
Your input is saved to this browser automatically.
nke sitere nʼiwe tidasịa ndị mmadụ
Copywork input for chapter 14 verse 6
Your input is saved to this browser automatically.
Ụwa niile adaala jụ, ha enwekwaala izuike,
Copywork input for chapter 14 verse 7
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ bụladị osisi junipa na osisi sida niile nke Lebanọn
Copywork input for chapter 14 verse 8
Your input is saved to this browser automatically.
Ala mmụọ na-eme mkpọtụ,
Copywork input for chapter 14 verse 9
Your input is saved to this browser automatically.
Ha niile ga-eji otu olu zaa,
Copywork input for chapter 14 verse 10
Your input is saved to this browser automatically.
Nganga ịbụ eze gị niile, na oke ụzụ ụbọ akwara gị,
Copywork input for chapter 14 verse 11
Your input is saved to this browser automatically.
Lee ka i si site nʼeluigwe daa,
Copywork input for chapter 14 verse 12
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na i kwuru ya nʼobi gị sị,
Copywork input for chapter 14 verse 13
Your input is saved to this browser automatically.
Aga m arịgo nʼebe kachasị elu nke eluigwe,
Copywork input for chapter 14 verse 14
Your input is saved to this browser automatically.
Ma a ga-ewedata gị ala ruo nʼili,
Copywork input for chapter 14 verse 15
Your input is saved to this browser automatically.
Ndị niile hụrụ gị na-elegide gị anya,
Copywork input for chapter 14 verse 16
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ bụ onye a bụ onye ahụ mebiri ụwa mee ya ka ọ dị ka ọzara?
Copywork input for chapter 14 verse 17
Your input is saved to this browser automatically.
Ndị eze mba niile dị iche iche
Copywork input for chapter 14 verse 18
Your input is saved to this browser automatically.
Ma ozu gị ka a tụpụrụ
Copywork input for chapter 14 verse 19
Your input is saved to this browser automatically.
A gaghị eli gị dịka e si lie ndị eze ndị ọzọ,
Copywork input for chapter 14 verse 20
Your input is saved to this browser automatically.
Dozienụ ebe a ga-anọ gbuo ụmụ ya ndị ikom,
Copywork input for chapter 14 verse 21
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na mụ bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwupụtara sị,
Copywork input for chapter 14 verse 22
Your input is saved to this browser automatically.
Aga m eme ka Babilọn ghọọ ụlọ obibi nye ikwighịkwighị,
Copywork input for chapter 14 verse 23
Your input is saved to this browser automatically.
Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile aṅụọla iyi kwuo sị,
Copywork input for chapter 14 verse 24
Your input is saved to this browser automatically.
M ga-etipịa ndị Asịrịa nʼala m,
Copywork input for chapter 14 verse 25
Your input is saved to this browser automatically.
Nke a bụ nzube ahụ nke ezubere maka ụwa niile;
Copywork input for chapter 14 verse 26
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ dike nʼagha, ezubela ime ya. Onye kwa pụrụ ịgbanwe nzube ya?
Copywork input for chapter 14 verse 27
Your input is saved to this browser automatically.
Amụma a bịara nʼafọ ahụ eze Ehaz nwụrụ:
Copywork input for chapter 14 verse 28
Your input is saved to this browser automatically.
Unu aṅụrịla ọṅụ, unu ndị Filistia,
Copywork input for chapter 14 verse 29
Your input is saved to this browser automatically.
Ndị bụ nnọọ ogbenye ga-achọta ihe oriri,
Copywork input for chapter 14 verse 30
Your input is saved to this browser automatically.
Kwasie akwa ike gị ọnụ ụzọ ama! Tie mkpu gị obodo!
Copywork input for chapter 14 verse 31
Your input is saved to this browser automatically.
Ọsịsa dị aṅaa ka anyị ga-enye
Copywork input for chapter 14 verse 32