Ọ gaara adị mma ma asị na ị ga-adọwa eluigwe rịdata nʼala,
EN
Copywork
Igbo BIUO Isaiah 64장
Copywork is not a speed-typing drill but time to re-hold the words and flow of Scripture, one verse at a time. Your input is saved temporarily in this browser, and to your account when you are signed in.
Practice by section · Isaiah
Dịka mgbe ọkụ na-agba ụmụ osisi,
Nʼihi na ọ bụ mgbe i mere ọtụtụ ihe egwu dị iche iche nke anyị na-atụghị anya ya
Nʼihi na site na mgbe ochie, ọ dịbeghị onye nụrụ,
Ị na-enyere ndị na-eme ezi ihe aka,
Anyị niile dịka onye rụrụ arụ,
Ọ dịghị onye nʼime anyị na-arịọ gị arịrịọ;
Ma otu ọbụla o si dị, gị Onyenwe anyị bụ Nna anyị.
Biko, Onyenwe anyị, anọgidela na-eweso anyị iwe;
Obodo nsọ gị niile aghọọla ọzara;
Ụlọnsọ ukwu anyị ahụ mara mma, nke dịkwa nsọ, ebe nna anyị ha nọ too gị, ma feekwa gị ofufe,
Mgbe ihe niile gasịrị, Onyenwe anyị, ị ga-ejisi onwe gị ike?