“Lee ohu m, onye m na-agba ume,
Copywork input for chapter 42 verse 1
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ gaghị eti mkpu maọbụ welie olu ya kwaa akwa,
Copywork input for chapter 42 verse 2
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ gaghị agbaji ahịhịa riidi azọpịara azọpịa,
Copywork input for chapter 42 verse 3
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ gaghị asọ ngọngọ maọbụ daa mba,
Copywork input for chapter 42 verse 4
Your input is saved to this browser automatically.
Nke a bụ ihe Chineke bụ Onyenwe anyị kwuru,
Copywork input for chapter 42 verse 5
Your input is saved to this browser automatically.
“Mụ onwe m, bụ Onyenwe anyị, akpọla gị ka i gosi ezi omume m.
Copywork input for chapter 42 verse 6
Your input is saved to this browser automatically.
Ị ga-emeghe anya ndị kpuru ìsì,
Copywork input for chapter 42 verse 7
Your input is saved to this browser automatically.
“Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị! Nke a bụkwa aha m.
Copywork input for chapter 42 verse 8
Your input is saved to this browser automatically.
Lee ihe ochie emezuola
Copywork input for chapter 42 verse 9
Your input is saved to this browser automatically.
Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ ọhụrụ; tookwanụ ya,
Copywork input for chapter 42 verse 10
Your input is saved to this browser automatically.
Ka ọzara na obodo niile dị nʼime ya welie olu ha elu,
Copywork input for chapter 42 verse 11
Your input is saved to this browser automatically.
Ka ha nye Onyenwe anyị ebube,
Copywork input for chapter 42 verse 12
Your input is saved to this browser automatically.
Onyenwe anyị ga-apụta buo agha dịka dike.
Copywork input for chapter 42 verse 13
Your input is saved to this browser automatically.
“Ọ dịla anya kemgbe m gbara nkịtị;
Copywork input for chapter 42 verse 14
Your input is saved to this browser automatically.
Aga m eme ka ugwu ukwu na ugwu nta niile dị larịị,
Copywork input for chapter 42 verse 15
Your input is saved to this browser automatically.
Aga m edu ndị kpuru ìsì, site nʼụzọ nke ha na-amaghị,
Copywork input for chapter 42 verse 16
Your input is saved to this browser automatically.
Ma ndị niile na-atụkwasị arụsị obi,
Copywork input for chapter 42 verse 17
Your input is saved to this browser automatically.
“Geenụ ntị, unu ndị ntị chiri,
Copywork input for chapter 42 verse 18
Your input is saved to this browser automatically.
Olee onye kpuru ìsì dịka ohu m?
Copywork input for chapter 42 verse 19
Your input is saved to this browser automatically.
Ị hụla ọtụtụ ihe, ma ị dịghị atụkwasị uche gị na ha.
Copywork input for chapter 42 verse 20
Your input is saved to this browser automatically.
Onyenwe anyị emeela ka iwu ya dị ukwuu,
Copywork input for chapter 42 verse 21
Your input is saved to this browser automatically.
Ma e meela ka ndị ya bụrụ ndị e zukpọrọ ihe ha nwere nʼoge agha.
Copywork input for chapter 42 verse 22
Your input is saved to this browser automatically.
Onye ka ọ bụ nʼetiti unu nke ga-ege ntị nʼihe ndị a?
Copywork input for chapter 42 verse 23
Your input is saved to this browser automatically.
Onye weere Jekọb nyefee nʼaka ndị na-ebibi ihe,
Copywork input for chapter 42 verse 24
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ bụ ya mere o ji wụkwasị ndị ya iwe ọkụ ya,
Copywork input for chapter 42 verse 25