Aga m abụ abụ nye onye m hụrụ nʼanya,
Copywork input for chapter 5 verse 1
Your input is saved to this browser automatically.
O gwuzere ya, wepụsịa okwute niile dị nʼime ya,
Copywork input for chapter 5 verse 2
Your input is saved to this browser automatically.
“Ugbu a, ndị ikom Jerusalem na Juda, unu anụla ihe mere.
Copywork input for chapter 5 verse 3
Your input is saved to this browser automatically.
Olee ihe ọzọ m gaara emere ya
Copywork input for chapter 5 verse 4
Your input is saved to this browser automatically.
Ugbu a, lee,
Copywork input for chapter 5 verse 5
Your input is saved to this browser automatically.
Agaghị m akwachakwa ya ọzọ.
Copywork input for chapter 5 verse 6
Your input is saved to this browser automatically.
Ubi vaịnị nke Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,
Copywork input for chapter 5 verse 7
Your input is saved to this browser automatically.
Ahụhụ dịrị unu ndị na-azụkọta ala
Copywork input for chapter 5 verse 8
Your input is saved to this browser automatically.
Ma Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile ekwuola ihe banyere unu, na ọnọdụ unu. Eji m ntị m abụọ nụ mgbe ọ na-asị,
Copywork input for chapter 5 verse 9
Your input is saved to this browser automatically.
Ubi vaịnị ahụ a ga-eji ehi abụọ kọọ ụbọchị iri ga-ewepụta naanị ihe nwere ike iru galọọnụ mmanya isii,
Copywork input for chapter 5 verse 10
Your input is saved to this browser automatically.
Ahụhụ ga-adịrị unu niile ndị na-ebili nʼisi ụtụtụ
Copywork input for chapter 5 verse 11
Your input is saved to this browser automatically.
Unu na-eji ụbọ akwara dị iche iche na une,
Copywork input for chapter 5 verse 12
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi ya, ndị m ga-eje biri na mba ọzọ,
Copywork input for chapter 5 verse 13
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi ya, ala mmụọ na-eme ka ọchịchọ ya saa mbara,
Copywork input for chapter 5 verse 14
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼụbọchị ahụ, a ga-eweda nʼala ndị dị elu,
Copywork input for chapter 5 verse 15
Your input is saved to this browser automatically.
Ma Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, nwee ọnọdụ dịkarịsịrị elu, nʼihi ikpe ikpe ziri ezi ya,
Copywork input for chapter 5 verse 16
Your input is saved to this browser automatically.
Mgbe ahụ, ụmụ atụrụ ga-akpa nri ha dị ka ọ bụ nʼọzara ka ha nọ,
Copywork input for chapter 5 verse 17
Your input is saved to this browser automatically.
Ahụhụ ga-adịrị ndị ji aghụghọ na-adọkpụgharị mmehie ha;
Copywork input for chapter 5 verse 18
Your input is saved to this browser automatically.
Nye ndị ahụ na-asị “Ka Chineke mee ngwa;
Copywork input for chapter 5 verse 19
Your input is saved to this browser automatically.
Ahụhụ dịrị ndị na-akpọ ihe ọjọọ ezi ihe
Copywork input for chapter 5 verse 20
Your input is saved to this browser automatically.
Ahụhụ ga-adịrị ndị maara ihe nʼanya nke onwe ha,
Copywork input for chapter 5 verse 21
Your input is saved to this browser automatically.
Ahụhụ ga-adịrị ndị bụ dike nʼịṅụ mmanya,
Copywork input for chapter 5 verse 22
Your input is saved to this browser automatically.
ndị na-asị onye ikpe maara nʼikpe amaghị ya nʼihi ịnata ngarị,
Copywork input for chapter 5 verse 23
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi ya, dịka ire ọkụ si erechapụ ahịhịa ọka,
Copywork input for chapter 5 verse 24
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi nke a, iwe Onyenwe anyị dị ọkụ megide ndị ya;
Copywork input for chapter 5 verse 25
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ ga-eweli ọkọlọtọ nye mba niile dị nʼebe dị anya,
Copywork input for chapter 5 verse 26
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ dịghị onye na-ada mba, ọ dịkwaghị onye nʼasụ ngọngọ nʼime ha,
Copywork input for chapter 5 verse 27
Your input is saved to this browser automatically.
Àkụ ha niile dị nkọ,
Copywork input for chapter 5 verse 28
Your input is saved to this browser automatically.
Ha na-ebigbọ dịka ọdụm,
Copywork input for chapter 5 verse 29
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼụbọchị ahụ, ha ga-ebigbọ nʼelu ya
Copywork input for chapter 5 verse 30