Lee, na Onyenwe anyị na-aga ịgba ụwa ọtọ.
Copywork input for chapter 24 verse 1
Your input is saved to this browser automatically.
Otu ihe ahụ ka ọ ga-eme mmadụ niile,
Copywork input for chapter 24 verse 2
Your input is saved to this browser automatically.
O nweghị onye ọ ga-ahapụ.
Copywork input for chapter 24 verse 3
Your input is saved to this browser automatically.
Ala atakọchaala, ma kpọnwụọ.
Copywork input for chapter 24 verse 4
Your input is saved to this browser automatically.
Ụwa bụ ihe e merụrụ emerụ site na ndị ya;
Copywork input for chapter 24 verse 5
Your input is saved to this browser automatically.
Ya mere, ọbụbụ ọnụ na-eripịa ụwa;
Copywork input for chapter 24 verse 6
Your input is saved to this browser automatically.
Mmanya ọhụrụ atakọrọla, osisi vaịnị akpọnwụọkwala,
Copywork input for chapter 24 verse 7
Your input is saved to this browser automatically.
Egwu ụtọ niile akwụsịla,
Copywork input for chapter 24 verse 8
Your input is saved to this browser automatically.
Abụ obi ụtọ nke ya na mmanya na-eso adịghịkwa;
Copywork input for chapter 24 verse 9
Your input is saved to this browser automatically.
Obodo atọgbọrọla nʼefu;
Copywork input for chapter 24 verse 10
Your input is saved to this browser automatically.
Igwe ndị mmadụ nọ nʼokporoụzọ na-eti mkpu nʼihi na mmanya adịghịkwa.
Copywork input for chapter 24 verse 11
Your input is saved to this browser automatically.
Obodo ahụ aghọọla mkpọmkpọ ebe,
Copywork input for chapter 24 verse 12
Your input is saved to this browser automatically.
Otu a ka ọ ga-adị nʼụwa niile,
Copywork input for chapter 24 verse 13
Your input is saved to this browser automatically.
Ma ndị niile fọdụrụ ga-eti mkpu ọṅụ;
Copywork input for chapter 24 verse 14
Your input is saved to this browser automatically.
Ndị nọ nʼọwụwa anyanwụ ga-enye Onyenwe anyị otuto.
Copywork input for chapter 24 verse 15
Your input is saved to this browser automatically.
Anyị ga-anụ abụ ọma dị iche iche site na nsọtụ ụwa.
Copywork input for chapter 24 verse 16
Your input is saved to this browser automatically.
Ihe egwu, na olulu, na igbudu nke onye na-esi ọnya dị na-eche unu,
Copywork input for chapter 24 verse 17
Your input is saved to this browser automatically.
Onye ọbụla nʼime unu nke gbara ọsọ nʼihi ihe egwu
Copywork input for chapter 24 verse 18
Your input is saved to this browser automatically.
Ụwa adapịasịala;
Copywork input for chapter 24 verse 19
Your input is saved to this browser automatically.
Ụwa ga-adagbugharị dịka onye mmanya na-egbu.
Copywork input for chapter 24 verse 20
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼụbọchị ahụ,
Copywork input for chapter 24 verse 21
Your input is saved to this browser automatically.
A ga-achịkọta ha dịka ndị mkpọrọ,
Copywork input for chapter 24 verse 22
Your input is saved to this browser automatically.
Ọnwa ga-ada mba,
Copywork input for chapter 24 verse 23