Nʼụbọchị ahụ,
KO
Copywork
Igbo BIUO 이사야 27장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 이사야
Nʼụbọchị ahụ,
“Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị na-elekọta ya,
Adịghị m ewekwa iwe.
Ma ọ bụghị otu a, ka ha bịakwute m maka nchekwa,
Nʼụbọchị ndị na-abịa, Jekọb ga-agba mgbọrọgwụ.
Onyenwe anyị atabeghị Izrel ahụhụ
Onyenwe anyị tara ndị ya ahụhụ, mee ka a dọrọ ha nʼagha ma buru ha gaa mba ọzọ.
Ọ bụ nʼụzọ dị otu a ka a ga-esi bupụ ikpe ọmụma dịrị Jekọb,
Obodo ahụ e wusiri ike adakpọsịala.
Mgbe alaka osisi ndị ahụ kpọnwụrụ daa,
Nʼụbọchị ahụ, Onyenwe anyị ga-ahọcha site nʼebe mmiri na-eru eru Yufretis ruo na Wadi nke Ijipt, ma gị, bụ Izrel ka a ga-achịkọta otu nʼotu.
Nʼụbọchị ahụ, opi ike ga-ada. Ndị ahụ na-ala nʼiyi nʼAsịrịa na ndị ahụ e mere ka ha gaa biri nʼIjipt dịka ndị mba ọzọ ga-abịa fee Onyenwe anyị ofufe nʼugwu nsọ ya dị na Jerusalem.