Ahụhụ dịrị ndị na-aga Ijipt ịchọ enyemaka,
KO
Copywork
Igbo BIUO 이사야 31장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 이사야
Ma ya onwe ya maara ihe, ọ pụrụ iweta ịla nʼiyi.
Nʼihi na ndị Ijipt bụ naanị mmadụ, ha abụghị Chineke!
Ma ihe ndị a ka Onyenwe anyị gwara m,
Dịka nnụnụ si efegharị nʼelu akwụ ya ichebe ụmụ ya,
Lọghachitenụ azụ, unu bụ Izrel, laghachikwurunụ onye ahụ nke unu nupuru isi nʼebe ọdị ukwuu megide.
Amaara m nke ọma na ụbọchị ahụ na-abịa, mgbe onye ọbụla nʼime unu ga-atụfu arụsị ọlaedo na ọlaọcha niile nke aka mmehie unu kpụrụ.
“Mgbe ahụ, Asịrịa ga-ada, kama ọ bụghị site na mma agha mmadụ,
Obodo ha niile e wusiri ike ga-ada nʼihi oke egwu,