“Ana m egosipụta onwe m nye ndị ahụ na-adịghị ajụ ase m.
KO
Copywork
Igbo BIUO 이사야 65장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 이사야
Ogologo ụbọchị niile ka m gbasapụrụ aka m abụọ
ndị na-anọgide na-akpasu m iwe
ndị na-anọdụ nʼetiti ili,
ndị na-asịrịta onwe ha, ‘Nọdụ iche, Abịala m nso,
“Lee, edeela ya rịị nʼihu m sị:
Ọ bụghị naanị maka mmehie ha, kama maka mmehie nna nna ha niile,”
Otu a ka Onyenwe anyị na-ekwu,
Aga m eme ka mkpụrụ site na Jekọb pụta,
Sharọn ga-aghọkwa ebe ịta nri nke igwe anụ ụlọ;
“Ma unu ndị wezugara onwe unu site nʼebe Onyenwe anyị nọ,
Aga m eme ka unu zute mma agha;
Ya mere, nke a bụ ihe Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị na-ekwu,
Ndị ohu m ga-abụ abụ
Unu ga-ahapụ aha unu
Onye ọbụla na-ekpe ekpere nʼala ahụ,
“Nʼihi na lee, ana m eke
Ma ṅụrịanụ ọṅụ, tegharịakwa mgbe niile nʼobi ụtọ
Aga m aṅụrị ọṅụ nʼihi Jerusalem,
“Ọ dịghịkwa nwa ọhụrụ nwụchuru anwụchu
Ha ga-ewu ụlọ, biekwa nʼime ya;
Ndị m agaghị ewukwa ụlọ hapụrụ ya ndị ọzọ,
Ha agaghị adọgbu onwe ha nʼọrụ nʼefu.
Tupu ha akpọkuo m, aga m aza ha.
Nkịta ọhịa na nwa atụrụ ga-atakọ nri nʼotu ebe,