Ndị ezi omume na-ala nʼiyi,
KO
Copywork
Igbo BIUO 이사야 57장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 이사야
Ndị na-agazi agazi nʼụzọ ha
“Ma unu onwe unu, bịanụ nʼebe a, unu ụmụ ndị mgbaasị,
Onye ka unu na-akwa emo?
Unu na-emejupụta ihe ọjọọ niile na-agụ obi unu agụụ
Chi unu na-efe bụ nkume niile na-akwọ mụrụmụrụ,
Ọ bụ nʼelu ugwu dị elu ka unu doziiri onwe unu ihe ndina,
Ọ bụkwa nʼazụ ọnụ ụzọ niile, na ibo ụzọ niile,
Ị were mmanụ jekwuru Molek
Oke mwagharị ndị a niile emeela ike gwụsịa gị,
“Onye na-emenye gị ụjọ na egwu dị otu a?
Lee, aga m ekpughe ezi omume gị na ọrụ ọma gị,
Mgbe ị ga-eti mkpu akwa maka enyemaka,
A ga-asịkwa,
Nʼihi ihe a ka onye dị elu, onye e mere ka ọ dị ukwuu,
Nʼihi na ọ bụghị ruo ebighị ebi ka m ga na-emegide gị,
Ewesoro m ha iwe nʼihi mmehie ha na oke ọchịchọ ha.
Ahụla m ihe niile ha mere ma aga m agwọ ha.
Aga m eme ka abụ otuto dị nʼegbugbere ọnụ ha.
Ma ndị niile na-emebi iwu dị ka oke osimiri na-amagharị amagharị,
“Ọ dịkwaghị udo dịrị onye na-emebi iwu,” ka Chineke kwuru.