Onye kweere ozi anyị,
Nʼihi na o tolitere nʼihu Onyenwe anyị dịka ome,
Ndị mmadụ ledara ya anya, jụkwa ya.
Nʼezie, ihe mgbu niile anyị ka o buuru,
Ma e tipụrụ ya ọnya nʼihi mmehie anyị:
Anyị niile akpafuola dịka igwe atụrụ;
A kpagburu ya, mesie ya ihe ike,
Site na mmegbu na ikpe ka e ji wepụ ya.
E nyefere ya ka e lie ya dịka onye na-emebi iwu,
Ma ọ bụ ọchịchọ Onyenwe anyị ịzọpịa ya, na ime ka ọ taa ahụhụ.
Mgbe ọ hụsịrị ahụhụ,
Nʼihi ya, aga m enye ya oke nʼetiti ndị bara ụba,