Nke a bụ amụma megide Taịa:
KO
Copywork
Igbo BIUO 이사야 23장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 이사야
Derenụ duu, unu ndị bi nʼala ahụ osimiri gbara gburugburu.
Nʼelu ọtụtụ mmiri dị ukwuu,
Ka ihere mee gị, Saịdọn, na gị bụ ebe e wusiri ike nke osimiri,
Mgbe ozi ga-abịara ndị Ijipt,
Gabiganụ ruo Tashish
Nke a ọ bụ obodo ahụ ọṅụ na-ejupụta nʼime ya oge niile?
Onye zubere ihe dị otu a megide Taịa,
Ọ bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile zubere ya,
Gaanụ kọọ ala ubi unu dịka ha na-eme nʼakụkụ Naịl,
Onyenwe anyị esetipụla aka ya nʼelu osimiri
Ọ sịrị, “Ị gaghị aṅụrị ọṅụ ịṅụ mmanya nʼoke oriri ọzọ,
Lee anya nʼala ndị Kaldịa,
Tienụ mkpu akwa, unu ụgbọ mmiri Tashish niile dị nʼoke osimiri,
A gaghị echeta Taịa ọzọ, tutu iri afọ asaa agafee, nke bụ ogologo ụbọchị ndụ onye eze. Mgbe oge ahụ zuru, Taịa ga-adịkwa ka nwanyị akwụna e jiri rọọ abụ dị otu a:
“Welite ụbọ akwara, jegharịa nʼime obodo,
E, mgbe iri afọ asaa gasịrị, Onyenwe anyị ga-eleta Taịa. Ọ ga-alaghachi nʼọrụ ya dịka nwanyị akwụna, ya na alaeze niile dị nʼihu elu ụwa niile.
Ma uru ahịa ya niile, na ego niile ọ kpatara site nʼịzụ ahịa ka ọ ga-edo nsọ nye Onyenwe anyị. Ha agaghị edokọkwa ha nʼotu ebe izo ha, kama uru ahịa ha niile ga-adịrị ndị niile na-ebi ezi ndụ nʼihu Onyenwe anyị. Ha ga-ejikwa ego ahụ zụọ ihe oriri na uwe dị mma.