Nke a bụ amụma megide Damaskọs, isi obodo Siria.
KO
Copywork
Igbo BIUO 이사야 17장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 이사야
Ọ dịkwaghị onye ga-ebi nʼime nʼobodo niile nke Aroea,
Ebe e wusiri ike nke Ifrem agaghị adịkwa,
“Nʼụbọchị ahụ, a ga-eme ka nsọpụrụ Jekọb nwere bụrụ ihe e wedara nʼala.
Ọ ga-adị ka ubi e si nʼime ya wee ihe mkpụrụ site nʼọka guzoro ọtọ,
Ma ọ bụ ole na ole nʼime mkpụrụ ahụ ga-afọdụkwa,
Nʼụbọchị ahụ, ha ga-echeta onye kere ha,
Nʼụbọchị ahụ, ha agaghị elekwasịkwa chi ha dị iche iche anya ka ha nyere ha aka.
Nʼụbọchị ahụ, obodo ha niile e wusiri ike, nke ha hapụrụ nʼihi ndị Izrel, ga-adị ka ebe ahapụrụ ahapụ nye oke ọhịa na ahịhịa nke ọhịa. Ebe niile ga-abụ nnọọ mkpọmkpọ ebe.
Nʼihi na ị chezọla Chineke onye na-azọpụta gị.
ọ bụrụkwa na i mee ka ha too nʼụbọchị ahụ ị kụnyere ha nʼala,
Ahaa, lee ụzụ nke ọtụtụ mmadụ na-eme,
Ọ bụ ezie na ha na-agbọ ụja dịka mkpọtụ nke oke osimiri,
Nʼanyasị, ha na-eme ka oke egwu dịrị,