Iyi dị iche iche nke jupụtara na mmiri ka obi eze bụ nʼaka Onyenwe anyị,
Copywork input for chapter 21 verse 1
Your input is saved to this browser automatically.
Ọrụ niile bụ ihe ziri ezi nʼanya onye na-arụ ya,
Copywork input for chapter 21 verse 2
Your input is saved to this browser automatically.
Ime ezi omume na ihe ziri ezi
Copywork input for chapter 21 verse 3
Your input is saved to this browser automatically.
Nganga na mpako na agụụ ihe ọjọọ
Copywork input for chapter 21 verse 4
Your input is saved to this browser automatically.
Echiche niile nke onye na-arụsị ọrụ ike na-eweta uru,
Copywork input for chapter 21 verse 5
Your input is saved to this browser automatically.
Uru niile enwetara nʼụzọ na-ezighị ezi adịghị adịgide,
Copywork input for chapter 21 verse 6
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na ndị na-emebi iwu anaghị eme ihe ọma,
Copywork input for chapter 21 verse 7
Your input is saved to this browser automatically.
Ụzọ onye na-emebi iwu bụ ihe gbagọrọ agbagọ,
Copywork input for chapter 21 verse 8
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ ka mma ibi nʼotu akụkụ elu ụlọ
Copywork input for chapter 21 verse 9
Your input is saved to this browser automatically.
Ihe na-atọ onye ọjọọ ụtọ bụ imerụ ndị ọzọ ahụ;
Copywork input for chapter 21 verse 10
Your input is saved to this browser automatically.
Mgbe a na-ata onye na-akwa emo ahụhụ, onye na-enweghị uche na-enweta amamihe,
Copywork input for chapter 21 verse 11
Your input is saved to this browser automatically.
Onye ezi omume na-amụta ihe site nʼile ụlọ onye ajọ omume anya
Copywork input for chapter 21 verse 12
Your input is saved to this browser automatically.
Onye na-adịghị ege ntị na mkpu onye ogbenye,
Copywork input for chapter 21 verse 13
Your input is saved to this browser automatically.
Onyinye enyere na nzuzo na-eme ka iwe dajụọ,
Copywork input for chapter 21 verse 14
Your input is saved to this browser automatically.
Onye ezi omume na-aṅụrị ọṅụ mgbe e kpere ikpe ziri ezi,
Copywork input for chapter 21 verse 15
Your input is saved to this browser automatically.
Onye ọbụla si nʼụzọ nghọta wezuga onwe ya
Copywork input for chapter 21 verse 16
Your input is saved to this browser automatically.
Nwoke hụrụ ibi ndụ nganga nʼanya na-ada ụkpa;
Copywork input for chapter 21 verse 17
Your input is saved to this browser automatically.
Onye ajọ omume ga-abụ ihe mgbapụta maka onye ezi omume,
Copywork input for chapter 21 verse 18
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ ka mma ibi nʼọzara
Copywork input for chapter 21 verse 19
Your input is saved to this browser automatically.
Onye maara ihe na-edebe ezi ihe oriri na mmanụ oliv nʼụlọ ya,
Copywork input for chapter 21 verse 20
Your input is saved to this browser automatically.
Onye na-achụso ezi omume na ịhụnanya
Copywork input for chapter 21 verse 21
Your input is saved to this browser automatically.
Onye maara ihe nwere ike megide obodo ndị dike,
Copywork input for chapter 21 verse 22
Your input is saved to this browser automatically.
Onye na-echekwa ire ya na ọnụ ya
Copywork input for chapter 21 verse 23
Your input is saved to this browser automatically.
Onye nganga na onye mpako, onye na-akwa emo bụ aha ya.
Copywork input for chapter 21 verse 24
Your input is saved to this browser automatically.
Oke ọchịchọ nke onye umengwụ na-ewetara ya ọnwụ
Copywork input for chapter 21 verse 25
Your input is saved to this browser automatically.
Kwa ụbọchị ka ọ na-achọ inwe karịa,
Copywork input for chapter 21 verse 26
Your input is saved to this browser automatically.
Chineke kpọrọ aja ndị na-emebi iwu asị,
Copywork input for chapter 21 verse 27
Your input is saved to this browser automatically.
Onyeama ụgha ga-ala nʼiyi,
Copywork input for chapter 21 verse 28
Your input is saved to this browser automatically.
Ndị ajọ omume na-ebi ndụ atụghị egwu,
Copywork input for chapter 21 verse 29
Your input is saved to this browser automatically.
O nweghị amamihe dị, o nweghị nghọta dị, o nwekwaghị atụmatụ ọbụla,
Copywork input for chapter 21 verse 30
Your input is saved to this browser automatically.
E nwere ike jikere ịnyịnya, kwadokwaa maka agha,
Copywork input for chapter 21 verse 31