Ndị a bụkwa ilu Solomọn, nke ndị ozi Hezekaya eze ndị Juda dekọtara nʼakwụkwọ.
Copywork input for chapter 25 verse 1
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ bụ nsọpụrụ Chineke izobe okwu,
Copywork input for chapter 25 verse 2
Your input is saved to this browser automatically.
Dịka ịdị elu nke eluigwe, dịka ịdị omimi nke ala,
Copywork input for chapter 25 verse 3
Your input is saved to this browser automatically.
Wepụ ihe ahụ niile na-ekpuchi mma ọlaọcha,
Copywork input for chapter 25 verse 4
Your input is saved to this browser automatically.
wezugakwa ndịisi nʼeme ajọ ihe nʼihu eze,
Copywork input for chapter 25 verse 5
Your input is saved to this browser automatically.
Egosipụtala onwe gị nʼihu eze,
Copywork input for chapter 25 verse 6
Your input is saved to this browser automatically.
ọ ga-aka mma ma ọ bụrụ na ọ si gị, “Rigota nʼebe a,”
Copywork input for chapter 25 verse 7
Your input is saved to this browser automatically.
e mekwala ngwangwa ịga nʼụlọikpe,
Copywork input for chapter 25 verse 8
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ bụrụ na gị na onye ọzọ enwee esemokwu, dozienụ ya nʼonwe unu,
Copywork input for chapter 25 verse 9
Your input is saved to this browser automatically.
ma ọ bụghị ya, onye nụrụ ya nwere ike menye gị ihere,
Copywork input for chapter 25 verse 10
Your input is saved to this browser automatically.
Ndụmọdụ e nyere nʼoge kwesiri ekwesi
Copywork input for chapter 25 verse 11
Your input is saved to this browser automatically.
Dịka ọlantị ọlaedo maọbụ ihe ịchọ mma nke ọlaedo mara mma
Copywork input for chapter 25 verse 12
Your input is saved to this browser automatically.
Onyeozi kwesiri ntụkwasị obi na-eweta ntute na ndụ,
Copywork input for chapter 25 verse 13
Your input is saved to this browser automatically.
Onye ahụ na-adịghị emezu nkwa o kwere
Copywork input for chapter 25 verse 14
Your input is saved to this browser automatically.
Nwee ndidi, nʼikpeazụ ị ga-enwe mmeri,
Copywork input for chapter 25 verse 15
Your input is saved to this browser automatically.
Mmanụ aṅụ ọ na-atọ gị ụtọ?
Copywork input for chapter 25 verse 16
Your input is saved to this browser automatically.
Ejela ileta onye agbataobi gị mgbe mgbe,
Copywork input for chapter 25 verse 17
Your input is saved to this browser automatically.
Onye na-agbagịde onye agbataobi ya ama ụgha,
Copywork input for chapter 25 verse 18
Your input is saved to this browser automatically.
Ịtụkwasị onye aghụghọ obi nʼoge nsogbu dị ka iji eze na-eme ndakapụ ata ihe,
Copywork input for chapter 25 verse 19
Your input is saved to this browser automatically.
Dịka onye e yipụrụ uwe nʼụbọchị oyi ụgụrụ,
Copywork input for chapter 25 verse 20
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ bụrụ na agụụ na-agụ onye iro gị, nye ya nri ka o rie,
Copywork input for chapter 25 verse 21
Your input is saved to this browser automatically.
Mgbe ị na-eme nke a, ị na-agụkwasị icheku ọkụ na-ere ere nʼisi ya,
Copywork input for chapter 25 verse 22
Your input is saved to this browser automatically.
Dịka ifufe si nʼugwu si eweta mmiri ozuzo,
Copywork input for chapter 25 verse 23
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ ka mma ibi nʼotu akụkụ elu ụlọ
Copywork input for chapter 25 verse 24
Your input is saved to this browser automatically.
Oziọma e sitere na mba dị anya nata
Copywork input for chapter 25 verse 25
Your input is saved to this browser automatically.
Onye ezi omume nke kwenyere nʼihe onye na-emebi iwu kwuru
Copywork input for chapter 25 verse 26
Your input is saved to this browser automatically.
Dịka ịracha mmanụ aṅụ hie nne si jọọ njọ,
Copywork input for chapter 25 verse 27
Your input is saved to this browser automatically.
Nwoke ọbụla na-adịghị achị mmụọ ya
Copywork input for chapter 25 verse 28