Ekwosola ndị ajọ omume ekworo,
Copywork input for chapter 24 verse 1
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na-atụmatụ obi ha niile bụ otu ha ga-esi mee ihe ike,
Copywork input for chapter 24 verse 2
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ bụ amamihe ka e ji ewu ụlọ,
Copywork input for chapter 24 verse 3
Your input is saved to this browser automatically.
Sitekwa nʼihe ọmụma ka akụ niile ji ejupụta nʼime ya,
Copywork input for chapter 24 verse 4
Your input is saved to this browser automatically.
Onye maara ihe na-emeri site nʼịdị ike,
Copywork input for chapter 24 verse 5
Your input is saved to this browser automatically.
Ejela ọgụ ma ọ bụghị na i nwetara ezi ndụmọdụ,
Copywork input for chapter 24 verse 6
Your input is saved to this browser automatically.
Amamihe dị elu nke ukwuu nye ndị nzuzu,
Copywork input for chapter 24 verse 7
Your input is saved to this browser automatically.
Onye na-eche echiche ime ihe ọjọọ
Copywork input for chapter 24 verse 8
Your input is saved to this browser automatically.
Nzube niile nke onye na-enweghị uche bụ mmehie,
Copywork input for chapter 24 verse 9
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ bụrụ na ị pụghị iguzosi ike nʼoge nsogbu,
Copywork input for chapter 24 verse 10
Your input is saved to this browser automatically.
Napụta ndị a na-eduba nʼọnwụ.
Copywork input for chapter 24 verse 11
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ bụrụ na ị sị, “Anyị amaghị banyere ihe ndị a,”
Copywork input for chapter 24 verse 12
Your input is saved to this browser automatically.
Nwa m nwoke, rachaa mmanụ aṅụ nʼihi na ọ dị mma.
Copywork input for chapter 24 verse 13
Your input is saved to this browser automatically.
Marakwa na otu a ka amamihe kwesiri isi tọọ obi gị ụtọ.
Copywork input for chapter 24 verse 14
Your input is saved to this browser automatically.
Adịla ka onye na-emebi iwu, onye echiche ya niile bụ imegide ụlọ onye ezi omume.
Copywork input for chapter 24 verse 15
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na onye ezi omume nwere ike daa ugboro asaa ma o ga-ebilikwa ọzọ.
Copywork input for chapter 24 verse 16
Your input is saved to this browser automatically.
Aṅụrịla ọṅụ mgbe onye iro gị dabara na nsogbu.
Copywork input for chapter 24 verse 17
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na Onyenwe anyị pụrụ iwe iwe nʼihi ya
Copywork input for chapter 24 verse 18
Your input is saved to this browser automatically.
Ekwosola onye na-emebi iwu ekworo,
Copywork input for chapter 24 verse 19
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na onye na-emebi iwu enweghị ọdịnihu;
Copywork input for chapter 24 verse 20
Your input is saved to this browser automatically.
Nwa m, tụọ egwu Onyenwe anyị na onye bụ eze,
Copywork input for chapter 24 verse 21
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na ọ bụ na mberede ka ị ga-eso ha daba na nhụju anya.
Copywork input for chapter 24 verse 22
Your input is saved to this browser automatically.
Ndị a bụkwa okwu ọzọ ndị amamihe kwuru,
Copywork input for chapter 24 verse 23
Your input is saved to this browser automatically.
Onye ọbụla nke na-asị onye ikpe mara, “Onye ezi omume ka ị bụ,”
Copywork input for chapter 24 verse 24
Your input is saved to this browser automatically.
Ma ọ ga-adịrị ndị ahụ na-abara onye ikpe mara mba na mma,
Copywork input for chapter 24 verse 25
Your input is saved to this browser automatically.
Ọsịsa ziri ezi
Copywork input for chapter 24 verse 26
Your input is saved to this browser automatically.
Rụchaa ọrụ gị dị nʼezi.
Copywork input for chapter 24 verse 27
Your input is saved to this browser automatically.
Agbala ama ụgha megide onye agbataobi gị nʼefu.
Copywork input for chapter 24 verse 28
Your input is saved to this browser automatically.
Asịla, “Aga m emeso ha dịka ha siri meso m.
Copywork input for chapter 24 verse 29
Your input is saved to this browser automatically.
Esitere m nʼubi otu onye umengwụ gafee,
Copywork input for chapter 24 verse 30
Your input is saved to this browser automatically.
hụ na ogwu etochiela ya,
Copywork input for chapter 24 verse 31
Your input is saved to this browser automatically.
Elegharịrị m ya anya
Copywork input for chapter 24 verse 32
Your input is saved to this browser automatically.
Nwa ụra nta, nwa iru ụra nta,
Copywork input for chapter 24 verse 33
Your input is saved to this browser automatically.
ụbịam ga-abịakwasị gị dịka onye ohi,
Copywork input for chapter 24 verse 34