Ndị a bụ okwu Agọ, nwa Jake, onye Masa,
Copywork input for chapter 30 verse 1
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼezie, abụ m onye nzuzu karịa mmadụ ọbụla;
Copywork input for chapter 30 verse 2
Your input is saved to this browser automatically.
Amụtabeghị m amamihe,
Copywork input for chapter 30 verse 3
Your input is saved to this browser automatically.
Olee onye na-arịgo nʼeluigwe na-arịdatakwa?
Copywork input for chapter 30 verse 4
Your input is saved to this browser automatically.
“Okwu ọnụ Chineke niile bụ ihe anụchara anụcha,
Copywork input for chapter 30 verse 5
Your input is saved to this browser automatically.
Atụkwasịla ihe ọbụla nʼokwu ya,
Copywork input for chapter 30 verse 6
Your input is saved to this browser automatically.
“O Onyenwe anyị, naanị ihe abụọ ka m na-arịọ gị tupu m nwụọ;
Copywork input for chapter 30 verse 7
Your input is saved to this browser automatically.
Nke mbụ, mee ka okwu efu na okwu ụgha dị anya nʼebe m nọ.
Copywork input for chapter 30 verse 8
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na, ọ bụrụ na m aghọọ ọgaranya, ma eleghị anya, afọ ga-eju m, jubiga m oke,
Copywork input for chapter 30 verse 9
Your input is saved to this browser automatically.
“Ekwujọla ohu nʼihu nna ya ukwu,
Copywork input for chapter 30 verse 10
Your input is saved to this browser automatically.
“Ọ dị ndị na-akọcha nna ha,
Copywork input for chapter 30 verse 11
Your input is saved to this browser automatically.
Ọgbọ ndị dị ọcha nʼanya nke onwe ha
Copywork input for chapter 30 verse 12
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ dị ndị anya ha dị nʼelu,
Copywork input for chapter 30 verse 13
Your input is saved to this browser automatically.
Ndị eze ha niile bụ mma agha
Copywork input for chapter 30 verse 14
Your input is saved to this browser automatically.
“Etu nwere ụmụ nwanyị abụọ
Copywork input for chapter 30 verse 15
Your input is saved to this browser automatically.
Ala ili,
Copywork input for chapter 30 verse 16
Your input is saved to this browser automatically.
“Onye ahụ na-akwa nna ya emo,
Copywork input for chapter 30 verse 17
Your input is saved to this browser automatically.
“Ọ dị ihe atọ na-agbagwoju m anya, apụghị m ịghọta ha;
Copywork input for chapter 30 verse 18
Your input is saved to this browser automatically.
Otu ugo si efegharị na mbara eluigwe;
Copywork input for chapter 30 verse 19
Your input is saved to this browser automatically.
“Nke bụ ụzọ nwanyị na-akwa iko,
Copywork input for chapter 30 verse 20
Your input is saved to this browser automatically.
“Ọ dị ihe atọ na-eme ka ụwa maa jijiji,
Copywork input for chapter 30 verse 21
Your input is saved to this browser automatically.
Ohu ghọrọ eze,
Copywork input for chapter 30 verse 22
Your input is saved to this browser automatically.
nwanyị obi ilu mesịrị lụta dị,
Copywork input for chapter 30 verse 23
Your input is saved to this browser automatically.
“Ihe anọ dị nke dị nta nʼelu ụwa,
Copywork input for chapter 30 verse 24
Your input is saved to this browser automatically.
Ndanda bụ ndị na-enweghị ume,
Copywork input for chapter 30 verse 25
Your input is saved to this browser automatically.
Ewi nkume bụ ndị na-adịghị ike,
Copywork input for chapter 30 verse 26
Your input is saved to this browser automatically.
Igurube enweghị eze,
Copywork input for chapter 30 verse 27
Your input is saved to this browser automatically.
Ngwere dị mfe iji aka jide ya,
Copywork input for chapter 30 verse 28
Your input is saved to this browser automatically.
“Ha dị ihe atọ na-ejegharị nʼụwa nʼọnọdụ ịdị oke ebube,
Copywork input for chapter 30 verse 29
Your input is saved to this browser automatically.
Ọdụm, eze ụmụ anụmanụ. Ọ naghị atụ onye ọbụla egwu,
Copywork input for chapter 30 verse 30
Your input is saved to this browser automatically.
na oke ọkụkọ na-ejegharị ejegharị,
Copywork input for chapter 30 verse 31
Your input is saved to this browser automatically.
“Ọ bụrụ na i meela ihe nzuzu site nʼifuli onwe gị elu
Copywork input for chapter 30 verse 32
Your input is saved to this browser automatically.
A pịaa mmiri ara ehi a na-ewepụta mmanụ ara ehi;
Copywork input for chapter 30 verse 33