Nwa maara ihe na-ege ntị na ndụmọdụ nna ya
Copywork input for chapter 13 verse 1
Your input is saved to this browser automatically.
Onye na-eme ezi ihe ga-esite nʼokwu ọnụ ya nweta ụgwọ ọrụ,
Copywork input for chapter 13 verse 2
Your input is saved to this browser automatically.
Mmadụ zuruoke bụ onye na-ejide ire ya aka!
Copywork input for chapter 13 verse 3
Your input is saved to this browser automatically.
Ndị umengwụ na-achọ ọtụtụ ihe ma ọ dịghị ihe ha na-enweta;
Copywork input for chapter 13 verse 4
Your input is saved to this browser automatically.
Onye ezi omume kpọrọ ụgha asị,
Copywork input for chapter 13 verse 5
Your input is saved to this browser automatically.
Ezi omume mmadụ na-abara ya uru na ndụ ya niile,
Copywork input for chapter 13 verse 6
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ dị mmadụ na-eme ka ọ bụ ọgaranya maọbụ onye ụkpa.
Copywork input for chapter 13 verse 7
Your input is saved to this browser automatically.
Ọgaranya nwere ike jiri ego ya gbapụta onwe ya,
Copywork input for chapter 13 verse 8
Your input is saved to this browser automatically.
Ìhè onye ezi omume na-enwupụ enwupụ,
Copywork input for chapter 13 verse 9
Your input is saved to this browser automatically.
Nganga na-eweta esemokwu,
Copywork input for chapter 13 verse 10
Your input is saved to this browser automatically.
Akụ a kpatara ngwangwa na-emebikwa ngwangwa;
Copywork input for chapter 13 verse 11
Your input is saved to this browser automatically.
Nchere a na-echere ogologo oge maka imezu olileanya e nwere na-egbu obi,
Copywork input for chapter 13 verse 12
Your input is saved to this browser automatically.
Onye na-elelị ntụziaka anya ga-akwụ ụgwọ nʼihi ya,
Copywork input for chapter 13 verse 13
Your input is saved to this browser automatically.
Nkuzi nke onye maara ihe bụ isi iyi nke ndụ,
Copywork input for chapter 13 verse 14
Your input is saved to this browser automatically.
Ezi nghọta na-eweta ihuọma,
Copywork input for chapter 13 verse 15
Your input is saved to this browser automatically.
Onye nwere uche na-eji ọmụma ihe nʼarụ ọrụ,
Copywork input for chapter 13 verse 16
Your input is saved to this browser automatically.
Onyeozi ajọ omume na-adaba na nsogbu,
Copywork input for chapter 13 verse 17
Your input is saved to this browser automatically.
Onye na-ajụ ịdọ aka na ntị ga-anwụ nʼụkpa na nʼihere;
Copywork input for chapter 13 verse 18
Your input is saved to this browser automatically.
Mgbe ihe a na-ele anya mezuru ọ na-atọ mkpụrụobi ụtọ,
Copywork input for chapter 13 verse 19
Your input is saved to this browser automatically.
Na-eso ndị maara ihe ka ị ghọọ onye mara ihe,
Copywork input for chapter 13 verse 20
Your input is saved to this browser automatically.
Nsogbu bụ ihe na-esogharị ndị mmehie,
Copywork input for chapter 13 verse 21
Your input is saved to this browser automatically.
Mgbe ezi mmadụ nwụrụ, ọ na-ahapụrụ ụmụ ya na ụmụ ụmụ ya akụ,
Copywork input for chapter 13 verse 22
Your input is saved to this browser automatically.
Ubi onye ogbenye pụrụ inwe ọtụtụ ihe oriri,
Copywork input for chapter 13 verse 23
Your input is saved to this browser automatically.
Onye ọbụla na-adọghị ụmụ ya aka na ntị, na-egosi na ọ hụghị ha nʼanya;
Copywork input for chapter 13 verse 24
Your input is saved to this browser automatically.
Onye ezi omume na-eri nri ruo na nriju afọ onwe ya,
Copywork input for chapter 13 verse 25