Na-agbaso okwu m nwa m, nọgide na ya,
Copywork input for chapter 7 verse 1
Your input is saved to this browser automatically.
Debe iwu m ka ị dị ndụ,
Copywork input for chapter 7 verse 2
Your input is saved to this browser automatically.
Kee ha na mkpịsịaka gị,
Copywork input for chapter 7 verse 3
Your input is saved to this browser automatically.
Hụ amamihe nʼanya dịka nwaagbọghọ ị hụrụ nʼanya;
Copywork input for chapter 7 verse 4
Your input is saved to this browser automatically.
Kwee ka ha debe gị, ka ị ghara ijekwuru nwanyị na-akwa iko,
Copywork input for chapter 7 verse 5
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na otu ụbọchị,
Copywork input for chapter 7 verse 6
Your input is saved to this browser automatically.
hụ nʼetiti ndị na-enweghị uche,
Copywork input for chapter 7 verse 7
Your input is saved to this browser automatically.
ka ọ na-aga nʼụzọ dị nso ebe nkuku ụlọ
Copywork input for chapter 7 verse 8
Your input is saved to this browser automatically.
nʼoge anyasị, dịka chi na-eji,
Copywork input for chapter 7 verse 9
Your input is saved to this browser automatically.
Mgbe ahụ, nwanyị ahụ pụtara zute ya.
Copywork input for chapter 7 verse 10
Your input is saved to this browser automatically.
(Ọ na-eme ụzụ na-aṅaghị ntị ịnụ ihe ọbụla.
Copywork input for chapter 7 verse 11
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ na-akwụgharị ma nʼokporoụzọ ma nʼama;
Copywork input for chapter 7 verse 12
Your input is saved to this browser automatically.
O weere aka ya abụọ jikụọ nwokorobịa ahụ nʼolu, sutu ya ọnụ,
Copywork input for chapter 7 verse 13
Your input is saved to this browser automatically.
“Emezuru m nkwa niile m kwere taa,
Copywork input for chapter 7 verse 14
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ bụ gị ka m na-achọkwute,
Copywork input for chapter 7 verse 15
Your input is saved to this browser automatically.
Agbasaala m akwa mara mma nʼelu ihe ndina m,
Copywork input for chapter 7 verse 16
Your input is saved to this browser automatically.
Efesakwala m mmanụ isi ọma nke máá, aloos na sinamọn
Copywork input for chapter 7 verse 17
Your input is saved to this browser automatically.
Bịa, ka anyị were ịhụnanya ṅụjụbiga afọ anyị;
Copywork input for chapter 7 verse 18
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na di m anọghị nʼụlọ
Copywork input for chapter 7 verse 19
Your input is saved to this browser automatically.
O ji akpa ego juru gaa njem,
Copywork input for chapter 7 verse 20
Your input is saved to this browser automatically.
Otu a ka o si jiri okwu ire ụtọ ya megharịa nwokorobịa ahụ isi tutu o kwenyere ya.
Copywork input for chapter 7 verse 21
Your input is saved to this browser automatically.
O sooro nwanyị ahụ dịka ehi
Copywork input for chapter 7 verse 22
Your input is saved to this browser automatically.
nke na-eche ka e were àkụ gbata ya nʼobi.
Copywork input for chapter 7 verse 23
Your input is saved to this browser automatically.
Geenụ ntị, ụmụ m, ma ọ bụghị naanị ige ntị,
Copywork input for chapter 7 verse 24
Your input is saved to this browser automatically.
Ekwela ka agụụ nke obi gị chịa gị;
Copywork input for chapter 7 verse 25
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na o mebiela ndụ ọtụtụ mmadụ,
Copywork input for chapter 7 verse 26
Your input is saved to this browser automatically.
Ụlọ ya bụ okporoụzọ nke na-eduba nʼili,
Copywork input for chapter 7 verse 27