Mgbe gị na onye na-achị achị nọdụrụ irikọ nri,
Copywork input for chapter 23 verse 1
Your input is saved to this browser automatically.
tụkwasị mma nʼakpịrị gị,
Copywork input for chapter 23 verse 2
Your input is saved to this browser automatically.
Achọsila nri ụtọ ya ike,
Copywork input for chapter 23 verse 3
Your input is saved to this browser automatically.
Adọgbula onwe gị nʼọrụ maka ịbụ ọgaranya,
Copywork input for chapter 23 verse 4
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na akụ nwere ike ifu
Copywork input for chapter 23 verse 5
Your input is saved to this browser automatically.
Erila nri onye aka ntagide na-enye gị.
Copywork input for chapter 23 verse 6
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na ọ bụ ụdị mmadụ ahụ
Copywork input for chapter 23 verse 7
Your input is saved to this browser automatically.
Ị ga-agbọkwa nke ntakịrị ahụ i riri
Copywork input for chapter 23 verse 8
Your input is saved to this browser automatically.
Atụfula ume gị ịgwa onye nzuzu okwu,
Copywork input for chapter 23 verse 9
Your input is saved to this browser automatically.
Anarala nwa na-enweghị nne na nna ala ya
Copywork input for chapter 23 verse 10
Your input is saved to this browser automatically.
nʼihi na onye mgbapụta ha dị ike;
Copywork input for chapter 23 verse 11
Your input is saved to this browser automatically.
Tinye uche gị nʼịdọ aka na ntị;
Copywork input for chapter 23 verse 12
Your input is saved to this browser automatically.
Ahapụla ịdọ ụmụ gị aka na ntị.
Copywork input for chapter 23 verse 13
Your input is saved to this browser automatically.
Jiri mkpara tie ya ihe
Copywork input for chapter 23 verse 14
Your input is saved to this browser automatically.
Nwa m, aga m aṅụrị ọṅụ nke ukwuu
Copywork input for chapter 23 verse 15
Your input is saved to this browser automatically.
Mkpụrụobi m ga-aṅụrị ọṅụ
Copywork input for chapter 23 verse 16
Your input is saved to this browser automatically.
Ekwela ka obi gị kwosa ndị mmehie ekworo,
Copywork input for chapter 23 verse 17
Your input is saved to this browser automatically.
nʼihi na i nwere ọtụtụ ihe ọma nʼihu gị.
Copywork input for chapter 23 verse 18
Your input is saved to this browser automatically.
Nwa m, nwee uche,
Copywork input for chapter 23 verse 19
Your input is saved to this browser automatically.
Anọla nʼetiti ndị na-aṅụbiga mmanya oke,
Copywork input for chapter 23 verse 20
Your input is saved to this browser automatically.
nʼihi na ihe niile ga-akọ ha.
Copywork input for chapter 23 verse 21
Your input is saved to this browser automatically.
Ṅaa ntị nʼịdọ aka na ntị nna gị,
Copywork input for chapter 23 verse 22
Your input is saved to this browser automatically.
Zụta eziokwu, erekwala ya,
Copywork input for chapter 23 verse 23
Your input is saved to this browser automatically.
Nna onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ.
Copywork input for chapter 23 verse 24
Your input is saved to this browser automatically.
Ka nne na nna gị nwee obi ụtọ.
Copywork input for chapter 23 verse 25
Your input is saved to this browser automatically.
Nwa m, nye m obi gị
Copywork input for chapter 23 verse 26
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na onye akwụna bụ olulu miri emi,
Copywork input for chapter 23 verse 27
Your input is saved to this browser automatically.
Dịka onye ohi ka ọ na-echere
Copywork input for chapter 23 verse 28
Your input is saved to this browser automatically.
Onye ka obi ya jupụtara nʼahụhụ? Onye nọ na iru ụjụ?
Copywork input for chapter 23 verse 29
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ bụ ndị na-anọ ogologo oge na-aṅụ mmanya,
Copywork input for chapter 23 verse 30
Your input is saved to this browser automatically.
Elekwasịla mmanya anya mgbe ọ na-acha ọbara ọbara,
Copywork input for chapter 23 verse 31
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼikpeazụ, ọ na-ata dịka agwọ
Copywork input for chapter 23 verse 32
Your input is saved to this browser automatically.
Anya gị abụọ ga-ahụ ihe ị na-amaghị isi ya na ọdụ ya,
Copywork input for chapter 23 verse 33
Your input is saved to this browser automatically.
Ị ga-adị ka onye na-edina nʼetiti oke osimiri,
Copywork input for chapter 23 verse 34
Your input is saved to this browser automatically.
Ị ga-asị, “Ha tiri m ihe, ma emerụghị m ahụ.
Copywork input for chapter 23 verse 35