Nwa m, ọ bụrụ na ị nara onye agbataobi gị nʼibe,
Copywork input for chapter 6 verse 1
Your input is saved to this browser automatically.
ị bụrụla onye mara nʼọnya site nʼihe ị kwuru,
Copywork input for chapter 6 verse 2
Your input is saved to this browser automatically.
Mee nke a, nwa m, si nʼime ya wepụ onwe gị;
Copywork input for chapter 6 verse 3
Your input is saved to this browser automatically.
Ekwekwala ka ụra baa gị anya abụọ,
Copywork input for chapter 6 verse 4
Your input is saved to this browser automatically.
Napụta onwe gị, dịka mgbada site nʼaka dinta,
Copywork input for chapter 6 verse 5
Your input is saved to this browser automatically.
Gaa mụta ihe site nʼaka ndanda, gị onye umengwụ.
Copywork input for chapter 6 verse 6
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ bụ ezie na o nweghị eze na-achịkọta ha,
Copywork input for chapter 6 verse 7
Your input is saved to this browser automatically.
ma ọ na-akpakọta nri ya nʼoge ọkọchị
Copywork input for chapter 6 verse 8
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ bụ ruo ole mgbe ka ị ga-edina ala nʼebe ahụ, gị onye umengwụ?
Copywork input for chapter 6 verse 9
Your input is saved to this browser automatically.
Nwa ụra nta, nwa iru ụra nta,
Copywork input for chapter 6 verse 10
Your input is saved to this browser automatically.
ụbịam ga-abịakwasị gị dịka onye ohi,
Copywork input for chapter 6 verse 11
Your input is saved to this browser automatically.
Onye okwu na ụka na onye omume ya jọgburu onwe ya,
Copywork input for chapter 6 verse 12
Your input is saved to this browser automatically.
onye ji iro na-egbu ikuanya ya,
Copywork input for chapter 6 verse 13
Your input is saved to this browser automatically.
Onye obi ya na-echepụta ihe ọjọọ na aghụghọ,
Copywork input for chapter 6 verse 14
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi ya, mbibi ga-abịakwasị ya na mberede;
Copywork input for chapter 6 verse 15
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ dị ụzọ ihe isii Onyenwe anyị kpọrọ asị,
Copywork input for chapter 6 verse 16
Your input is saved to this browser automatically.
Anya dị nganga,
Copywork input for chapter 6 verse 17
Your input is saved to this browser automatically.
Obi na-echepụta nzube ọjọọ;
Copywork input for chapter 6 verse 18
Your input is saved to this browser automatically.
onyeama ụgha na-awụpụ ụgha dịka mmiri
Copywork input for chapter 6 verse 19
Your input is saved to this browser automatically.
Nwa m, debe ihe nna gị nyere gị nʼiwu,
Copywork input for chapter 6 verse 20
Your input is saved to this browser automatically.
Ka ndụmọdụ ha dịrị gị nʼobi mgbe niile,
Copywork input for chapter 6 verse 21
Your input is saved to this browser automatically.
Mgbe ị na-ejegharị, ọ ga na-edu gị;
Copywork input for chapter 6 verse 22
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na iwu a bụ oriọna,
Copywork input for chapter 6 verse 23
Your input is saved to this browser automatically.
idebe gị ka ị pụọ nʼebe nwunye onye agbataobi gị nọ,
Copywork input for chapter 6 verse 24
Your input is saved to this browser automatically.
Ekwela ka agụ nʼezighị ezi gụọ gị nʼime obi nʼihi ịma mma ya,
Copywork input for chapter 6 verse 25
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na nwanyị akwụna ka enwere ike iji otu ogbe achịcha nweta,
Copywork input for chapter 6 verse 26
Your input is saved to this browser automatically.
Mmadụ ọ pụrụ ịgụrụ ọkụ tụkwasị nʼahụ ya,
Copywork input for chapter 6 verse 27
Your input is saved to this browser automatically.
Mmadụ ọ pụrụ ije ije nʼelu icheku ọkụ
Copywork input for chapter 6 verse 28
Your input is saved to this browser automatically.
Otu a ka ọ na-adịrị nwoke na-abakwuru nwunye mmadụ ibe ya;
Copywork input for chapter 6 verse 29
Your input is saved to this browser automatically.
Ndị mmadụ adịghị eleda onye ohi anya ma ọ bụrụ na o zuo ohi
Copywork input for chapter 6 verse 30
Your input is saved to this browser automatically.
Ma ọ bụrụ na ejide ya ọ ga-akwụghachi ụgwọ ihe niile ahụ o zuru okpukpu asaa.
Copywork input for chapter 6 verse 31
Your input is saved to this browser automatically.
Ma nwoke ahụ na-akwa iko bụ onye nzuzu, amamihe kọrọ ya,
Copywork input for chapter 6 verse 32
Your input is saved to this browser automatically.
A ga-eti ya ezi ihe otiti, a ga-elelikwa ya anya,
Copywork input for chapter 6 verse 33
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼihi na di nwanyị ahụ ga-esite nʼekworo wee iwe dị ọkụ;
Copywork input for chapter 6 verse 34
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ gaghị anara ihe ọbụla nʼọnọdụ ihe nkwụghachi nʼihi ihe ọjọọ o mere ya.
Copywork input for chapter 6 verse 35