Ilu dị iche iche nke Solomọn:
Copywork input for chapter 10 verse 1
Your input is saved to this browser automatically.
Akụ a kpatara nʼụzọ na-ezighị ezi adịghị aba uru,
Copywork input for chapter 10 verse 2
Your input is saved to this browser automatically.
Onyenwe anyị agaghị ekwe ka onye ezi omume nwụọ nʼagụụ,
Copywork input for chapter 10 verse 3
Your input is saved to this browser automatically.
Aka ndị umengwụ na-eweta ogbenye,
Copywork input for chapter 10 verse 4
Your input is saved to this browser automatically.
Onye na-ekpokọta nʼoge ọkọchị bụ nwa maara ihe,
Copywork input for chapter 10 verse 5
Your input is saved to this browser automatically.
Onye ezi omume na-anata ngọzị,
Copywork input for chapter 10 verse 6
Your input is saved to this browser automatically.
Aha onye ezi omume ka eji enye ngọzị,
Copywork input for chapter 10 verse 7
Your input is saved to this browser automatically.
Onye obi ya maara ihe na-anabata ihe e nyere nʼiwu,
Copywork input for chapter 10 verse 8
Your input is saved to this browser automatically.
Onye ụzọ ya ziri ezi na-aga ije nʼatụghị egwu,
Copywork input for chapter 10 verse 9
Your input is saved to this browser automatically.
Onye ọbụla na-egbu ikuanya na-ebute ihe mwute,
Copywork input for chapter 10 verse 10
Your input is saved to this browser automatically.
Ọnụ onye ezi omume bụ isi iyi nke ndụ,
Copywork input for chapter 10 verse 11
Your input is saved to this browser automatically.
Ịkpọ asị na-akpali esemokwu,
Copywork input for chapter 10 verse 12
Your input is saved to this browser automatically.
Ndị nwere nghọta na-ekwu okwu nwere isi,
Copywork input for chapter 10 verse 13
Your input is saved to this browser automatically.
Onye amamihe na-akpakọba ihe ọmụma,
Copywork input for chapter 10 verse 14
Your input is saved to this browser automatically.
Akụ ndị ọgaranya bụrụ ha obodo e wusiri ike,
Copywork input for chapter 10 verse 15
Your input is saved to this browser automatically.
Ụgwọ ọrụ onye ezi omume bụ ndụ,
Copywork input for chapter 10 verse 16
Your input is saved to this browser automatically.
Onye na-ege ntị na ndụmọdụ na-egosi ụzọ nke ndụ,
Copywork input for chapter 10 verse 17
Your input is saved to this browser automatically.
Onye ji egbugbere ọnụ ụgha ekpuchi ịkpọ asị
Copywork input for chapter 10 verse 18
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼọtụtụ okwu mmehie adịghị akwụsị
Copywork input for chapter 10 verse 19
Your input is saved to this browser automatically.
Ire nke onye ezi omume bụ ọlaọcha kachasị mma,
Copywork input for chapter 10 verse 20
Your input is saved to this browser automatically.
Egbugbere ọnụ onye ezi omume na-azụju ọtụtụ mmadụ afọ,
Copywork input for chapter 10 verse 21
Your input is saved to this browser automatically.
Ngọzị Onyenwe anyị na-eme mmadụ ọgaranya,
Copywork input for chapter 10 verse 22
Your input is saved to this browser automatically.
Ihe na-atọ onye nzuzu ụtọ bụ izube nzube ọjọọ;
Copywork input for chapter 10 verse 23
Your input is saved to this browser automatically.
Ihe ahụ onye na-emebi iwu nʼatụ ụjọ ya ga-abịakwasị ya,
Copywork input for chapter 10 verse 24
Your input is saved to this browser automatically.
Mgbe oke ifufe na-emebi ihe, ndị na-emebi iwu ka ọ na-eburu;
Copywork input for chapter 10 verse 25
Your input is saved to this browser automatically.
Onye umengwụ na-abụ ihe mgbu nye onyenwe ya;
Copywork input for chapter 10 verse 26
Your input is saved to this browser automatically.
Ịtụ egwu Onyenwe anyị na-enye ogologo ndụ,
Copywork input for chapter 10 verse 27
Your input is saved to this browser automatically.
Olileanya ndị ezi omume ga-abụ ọṅụ;
Copywork input for chapter 10 verse 28
Your input is saved to this browser automatically.
Ụzọ Onyenwe anyị bụ ebe mgbaba nye ndị na-enweghị ịta ụta,
Copywork input for chapter 10 verse 29
Your input is saved to this browser automatically.
A pụghị iwezuga onye ezi omume,
Copywork input for chapter 10 verse 30
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼọnụ onye ezi omume ka mkpụrụ amamihe si abịa,
Copywork input for chapter 10 verse 31
Your input is saved to this browser automatically.
Egbugbere ọnụ onye ezi omume mara ihe na-eweta ihuọma,
Copywork input for chapter 10 verse 32