Anyala isi banyere echi,
Copywork input for chapter 27 verse 1
Your input is saved to this browser automatically.
Ka onye ọzọ too gị, ọ bụghị ọnụ gị.
Copywork input for chapter 27 verse 2
Your input is saved to this browser automatically.
Nkume dị arọ, aja bụkwa ibu arọ,
Copywork input for chapter 27 verse 3
Your input is saved to this browser automatically.
Iwe na-emebi ihe,
Copywork input for chapter 27 verse 4
Your input is saved to this browser automatically.
Mba abara nʼihe ka mma
Copywork input for chapter 27 verse 5
Your input is saved to this browser automatically.
Ihe kwesiri ntụkwasị obi ka mmerụ ahụ nke sitere nʼaka enyi bụ,
Copywork input for chapter 27 verse 6
Your input is saved to this browser automatically.
Mmanụ aṅụ adịghị atọ onye rijuru afọ ụtọ;
Copywork input for chapter 27 verse 7
Your input is saved to this browser automatically.
Nwoke na-akpafu site nʼụlọ ya
Copywork input for chapter 27 verse 8
Your input is saved to this browser automatically.
Mmanụ isi ụtọ na ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ na-eme ka obi ṅụrịa,
Copywork input for chapter 27 verse 9
Your input is saved to this browser automatically.
Ahapụla enyi gị maọbụ ndị enyi nna gị.
Copywork input for chapter 27 verse 10
Your input is saved to this browser automatically.
Nwa m, obi ga-atọ m ụtọ nke ukwuu ma a sị na ị ga-amụta ihe!
Copywork input for chapter 27 verse 11
Your input is saved to this browser automatically.
Onye nwere uche na-ahụ nsogbu nke na-abịa nʼihu ma zobe onwe ya.
Copywork input for chapter 27 verse 12
Your input is saved to this browser automatically.
Chịrị uwe onye ahụ nke naara onye mba ọzọ na mbe.
Copywork input for chapter 27 verse 13
Your input is saved to this browser automatically.
Ọ bụrụ na onye ọbụla e jiri oke olu gọzie onye agbataobi ya nʼisi ụtụtụ
Copywork input for chapter 27 verse 14
Your input is saved to this browser automatically.
Mmiri na-ata nʼime ụlọ mgbe mmiri na-ezo
Copywork input for chapter 27 verse 15
Your input is saved to this browser automatically.
Onye nwere ike ịkwụsị ya nwere ike iji aka jide ifufe,
Copywork input for chapter 27 verse 16
Your input is saved to this browser automatically.
Dịka e si eji igwe amụ igwe ọzọ ka ọ dị nkọ,
Copywork input for chapter 27 verse 17
Your input is saved to this browser automatically.
Onye na-eche osisi fiig nche ga-eri mkpụrụ ya,
Copywork input for chapter 27 verse 18
Your input is saved to this browser automatically.
Dịka e si ahụ ihu mmadụ nʼime mmiri
Copywork input for chapter 27 verse 19
Your input is saved to this browser automatically.
Dịka afọ adịghị eju ọnwụ na mbibi,
Copywork input for chapter 27 verse 20
Your input is saved to this browser automatically.
Ite eji anụcha ihe dịrị ọlaọcha, oke ọkụ dịkwara ọlaedo
Copywork input for chapter 27 verse 21
Your input is saved to this browser automatically.
Nʼagbanyeghị na ị ga-egwepịa onye nzuzu nʼime ikwe,
Copywork input for chapter 27 verse 22
Your input is saved to this browser automatically.
Lezie ọrụ gị anya nke ọma,
Copywork input for chapter 27 verse 23
Your input is saved to this browser automatically.
nʼihi na akụnụba adịghị adịgide.
Copywork input for chapter 27 verse 24
Your input is saved to this browser automatically.
Mgbe e gbupụchara ahịhịa ochie, nke ọhụrụ na-epupụta,
Copywork input for chapter 27 verse 25
Your input is saved to this browser automatically.
Ụmụ atụrụ ga-enye gị uwe ị ga-eyi,
Copywork input for chapter 27 verse 26
Your input is saved to this browser automatically.
Ị ga-enwe mmiri ara ewu nke ga-ezuru gị na ndị ezinaụlọ gị nri,
Copywork input for chapter 27 verse 27