Onye ọbụla na-ahụ ịdọ aka na ntị nʼanya na-ahụ ihe ọmụma nʼanya,
JA
Copywork
Igbo BIUO Proverbs 12장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Proverbs
Ezi mmadụ na-anata ihuọma site nʼaka Onyenwe anyị,
Onye ajọ omume agaghị anọgide,
Ezi nwanyị bụ ọṅụ na okpueze di ya,
Echiche obi niile nke onye ezi omume bụ ihe ziri ezi,
Okwu niile nke ndị ajọ omume bụ ihe na-eweta ọnwụ,
Ndị na-emebi iwu ga-ala nʼiyi,
Onye nwere uche zuruoke ka mmadụ niile na-achọ,
Ọ ka mma ịbụ onye a na-elelị anya ma i nwere ohu,
Onye ezi omume na-elekọta anụ ụlọ ya,
Onye na-arụ ala ubi ya ga-enwe nri nʼebe ọ bara ụba,
Ndị ajọ omume na-enwekwa anya ukwu nʼihe ndị ajọ omume ibe ha nwere,
A na-ejide onye ajọ omume site nʼokwu ọnụ ya,
Ikwu eziokwu na-enye mmadụ obi ụtọ,
Ụzọ ndị nzuzu nʼuche ha onwe ha ziri ezi,
Ndị nzuzu na-egosipụta iwe ha ọsịịsọ,
Ezi onye akaebe na-ekwu eziokwu,
Okwu ọjọọ na-agbawa obi dịka mma agha,
Eziokwu na-eguzo ruo mgbe ebighị ebi,
Aghụghọ na-ejupụta nʼobi na-eche ihe ọjọọ;
Ihe ọjọọ anaghị adakwasị onye ezi omume,
Onyenwe anyị kpọrọ egbugbere ọnụ nʼagha ụgha asị,
Onye nwere uche na-edebe ihe ọmụma ha nye onwe ha,
Aka na-arụsị ọrụ ike ga-achị achị,
Obi nke jupụtara na nchegbu na-ada mba,
Onye ezi omume na-eduzi onye agbataobi ya,
Onye umengwụ adịghị ahụ anụ ọ chụtara na nta nʼọkụ,
Ụzọ nke onye ezi omume na-eduba na ndụ,