Ọ ka mma ịta iberibe achịcha kpọrọ nkụ ma ịnọ nʼudo adị ya,
JA
Copywork
Igbo BIUO Proverbs 17장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Proverbs
Ohu nwere uche ga-achị nwa nna ya ukwu na-eweta ihere
Ite eji anụcha ihe dịrị ọlaọcha, oke ọkụ dịkwara ọlaedo
Ajọ mmadụ na-aṅa ntị nʼegbugbere ọnụ na-eduhie,
Onye ọbụla na-akwa ogbenye emo ọ bụ Chineke kere ha ka ọ na-elelị anya.
Ụmụ ụmụ bụ okpueze ndị okenye.
Egbugbere ọnụ na-ekwu okwu dị mma abụghị nke onye nzuzu,
Nʼanya onye na-enye ngarị ọ na-ahụta ya dịka ọgwụ ịrata mmadụ,
Onye ọbụla na-akwado ịhụnanya na-ekpuchi njehie,
Ịba mba ntakịrị a baara onye nwere nghọta bara uru
Onye ọjọọ na-ebi naanị ndụ nnupu isi megide Chineke.
Ọ ka mma izute nne Bịa a napụrụ ụmụ ya
Ọ bụrụ na i jiri ihe ọjọọ kwụọ ụgwọ ihe ọma,
Esemokwu malite ọ na-esi ike imedo ya,
Onye na-asị onye ikpe maara na ikpe amaghị ya na-amakwa onye aka ya dị ọcha ikpe,
Uru gịnị ka ego bara nʼaka onye nzuzu;
Ezi enyi na-egosi ịhụnanya ya nʼoge ọbụla.
Ọ bụ uche ezughị oke ịnara ụgwọ onye ọzọ ji,
Onye na-ahụ esemokwu nʼanya hụrụ mmehie nʼanya.
Ọ dịghị aga nʼihu bụ onye obi ya gbagọrọ agbagọ.
Ọ bụ naanị iru ụjụ na obi ọjọọ
Obi nke na-aṅụrị ọṅụ na-eme ka ahụ sie ike,
Onye ajọ omume na-anara ihe ngarị na nzuzo
Onye nwere nghọta na-eche uche amamihe nʼihe ọ na-eme,
Nwa dị nzuzu na-ewetara nna ya mwute,
Ọ bụrụ na ịra onye ezi omume nra adịghị mma,
Nwoke ahụ na-adịghị ekwu ọtụtụ okwu bụ onye maara ihe,
A ga-agụ onye nzuzu nʼonye maara ihe ma ọ bụrụ na ha gba nkịtị,