Ndị ajọ omume na-agba ọsọ mgbe onye ọbụla na-adịghị achụ ha,
JA
Copywork
Igbo BIUO Proverbs 28장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Proverbs
Mgbe njehie dị nʼobodo dị ọtụtụ, o nwere ọtụtụ ndịisi,
Onye na-achị achị nke na-emegbu ndị ogbenye,
Onye na-adịghị asọpụrụ iwu na-eto ndị ajọ omume,
Ndị ajọ omume adịghị aghọta uru ikpe ziri ezi bara,
Ọ kaara gị mma ịbụ nwa ogbenye na onye eziokwu
Ụmụ okorobịa nwere nghọta na-eme ihe iwu kwuru,
Onye na-eme ka akụ ya baa ụba site na ịnara ụma maọbụ ọmụrụnwa nʼaka onye ogbenye,
Onye na-ewezuga ntị ya site nʼebe iwu m dị,
Onye ọbụla na-eduhie ndị ziri ezi nʼụzọ ihe ọjọọ,
Nʼanya nke onwe ya, onye ọgaranya na-agụ onwe ya dịka onye maara ihe,
Mgbe ihe na-agara ndị ezi omume nke ọma, onye ọbụla na-aṅụrị ọṅụ,
Onye na-ezo mmehie ya agaghị enwe ọganihu na ndụ ya.
Ngọzị na-adịrị mmadụ ahụ na-atụ egwu Chineke,
Dịka ọdụm na-agbọ ụja maọbụ nne bịa na-achụ mmadụ
Ọ bụ naanị eze na-amaghị ihe ga-akpagbu ndị ya;
Obi ogbu mmadụ ga na-ama ya ikpe
Onye na-eje ije na-enweghị ịta ụta ka a na-echebe,
Onye na-arụ ala ubi ya ga-enwe nri nʼebe ọ bara ụba,
Onye ọbụla nke kwesiri ntụkwasị obi ga-enweta ọtụtụ ngọzị,
Ile mmadụ anya nʼihu nʼoge ikpe jọgburu onwe ya.
Onye aka ntagide ọ na-anụ ọkụ nʼobi ịghọ ọgaranya
Onye ọbụla na-abara mmadụ mba, nʼikpeazụ ga-enweta amara
Nwoke na-ezu nne na nna ya ohi ma na-asịkwa,
Ndị oke ọchịchọ na-akpali ise okwu,
Nwoke ahụ na-atụkwasị onwe ya obi bụ onye nzuzu!
Ọ bụrụ na i nye ogbenye, a ga-egboro gị mkpa gị.
Mgbe ndị ajọ omume na-aga nʼihu, ndị ezi omume na-ezo onwe ha,