Mmanya bụ onye na-akwa emo. Onye mkpọtụ ka ihe ọṅụṅụ na-aba nʼanya bụ.
JA
Copywork
Igbo BIUO Proverbs 20장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Proverbs
Ọnụma eze na-emenye oke ụjọ nʼahụ dịka mbigbọ nke ọdụm;
Ọ bụ ihe nsọpụrụ nye onye na-ezere okwu na ụka,
Onye umengwụ adịghị arụ ọrụ ubi nʼoge ya.
Nzube niile nke dị mmadụ nʼobi bụ mmiri dị omimi,
Ọtụtụ mmadụ na-asị na ha nwere ịhụnanya na-adịghị agharịpụ,
Onye ezi omume nke na-ejegharị nʼizuoke,
Mgbe eze na-anọkwasị nʼocheeze ya ikpe ikpe,
Onye pụrụ ị sị, “Emeela m ka obi m dị ọcha;
Ihe ọtụtụ aghụghọ na ihe ọtụtụ nghọgbu,
Ọbụladị ụmụntakịrị ka a na-amata site nʼomume ha niile,
Ntị nke na-anụ ihe na anya nke na-ahụ ụzọ,
Ahụla ịrahụ ụra nʼanya, ka ị ghara ịghọ onye ụkpa.
“Lee, ihe a jọrọ njọ, ọ baghị uru,” ka onye na-azụ ahịa na-asị,
Ọlaedo dị, na ọtụtụ rubi nʼebe ọ bara ụba,
Chiri uwe onye ahụ naara onye mba ọzọ nʼaka mbe.
Nri e nwetara nʼụzọ aghụghọ na-atọ mmadụ ụtọ.
Buru ụzọ nata ndụmọdụ tupu i mee ihe ọbụla ị chọrọ ime;
Agwala onye na-akpa asịrị ihe nzuzo gị,
Oriọna onye ahụ na-akọcha nne ya na nna ya
Ihe nketa nke anatara nʼoke ọsịịsọ,
A sịkwala, “Aga m akwụghachi gị nʼihi ihe ọjọọ a.”
Onyenwe anyị kpọrọ ihe ọtụtụ gbara iche iche asị,
Onyenwe anyị na-eduzi nzọ ụkwụ niile nke mmadụ.
Ime ngwangwa doo ihe nsọ, bụ ịma nʼọnya
Eze maara ihe na-afụchapụ ndị ajọ omume,
Akọnuche mmadụ bụ ọkụ Onyenwe anyị ji enyocha mmụọ ya,
Ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi na-echebe eze,
Ugwu a na-akwanyere ụmụ okorobịa bụ nʼihi ịdị ike ha,
Ọkpọ na mmerụ ahụ na-ehichapụ ihe ọjọọ,