Onye a na-abara mba mgbe niile ma ọ naghị anata ndụmọdụ,
JA
Copywork
Igbo BIUO Proverbs 29장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Proverbs
Mgbe ndị ezi omume nọ nʼọchịchị, ndị a na-achị na-aṅụrị ọṅụ,
Nwoke hụrụ amamihe nʼanya na-eme ka nna ṅụrịa,
Eze na-achị nʼeziokwu na-ewetara obodo ya ọganihu,
Onye ahụ ji ire ụtọ na-aja onye agbataobi ya mma
Ọ bụ onye ajọ omume siri ọnya ka ọnya ahụ na-ama.
Onye ezi omume na-etinye anya nʼihe banyere ikpe ziri ezi nke ndị ogbenye,
Ndị nzuzu na-amalite ọgụ ebe niile,
Ọ bụrụ na onye maara ihe esoro onye nzuzu gaa nʼụlọikpe,
Ndị ndụ ha na-ebi bụ ime ihe ike na-akpọ onye eziokwu asị,
Onye nzuzu na-egosi oke iwe ya,
Ọ bụrụ na onye na-achị achị aṅaa ntị nʼokwu ụgha,
Ogbenye na ọgaranya bụ otu na nke a:
Ọ bụrụ na eze esite nʼizi ezi kpee ndị ogbenye ikpe,
Ịba mba na iti nwantakịrị ihe na-enye aka mee ka ọ bụrụ ezi nwa,
Mgbe ndị na-emebi iwu na-aga nʼihu, njehie na-aba ụba nʼetiti ndị a na-achị achị,
Dọọ nwa gị aka na ntị, ndụ ya ga-enye obi gị udo na ọṅụ.
Obodo na-adịghị atụ egwu Chineke bụ obodo na-adịghị agazi nʼusoro,
Ọ bụghị naanị okwu ọnụ ka e ji adọ ndị na-eje ozi aka na ntị,
Olileanya dịrị onye nzuzu
Ị malite na mbụ na-emezi onye na-ejere gị ozi,
Onye na-ewe iwe na-akpali ọgụ,
Nganga mmadụ na-eme ka ọ daa,
Ndị ọbụla na-enyere ndị ohi aka bụ ndị iro nke ndụ ha,
Ịtụ egwu mmadụ bụ ihe ịma nʼọnya,
Ị chọrọ ikpe ziri ezi?
Onye ezi omume na-akpọ ajọ omume asị;