Ndị a bụ okwu si nʼọnụ Lemuel, eze Masa. Ha bụ okwu ndị ahụ nne eze Lemuel kuziri ya.
JA
Copywork
Igbo BIUO Proverbs 31장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Proverbs
Gee ntị, nwa m, gee ntị, nwa nke afọ m.
Enyela ụmụ nwanyị ike gị,
Lemuel nwa m, ọ bụghị ihe kwesiri ekwesi na ndị eze ga-aṅụ mmanya.
Ka ha ghara ịṅụbiga mmanya oke si otu a chefuo ikpe ikpe ziri ezi dịka iwu kwuru.
Ndị e kwesiri inye mmanya bụ ndị ahụ na-ala nʼiyi,
Ka ha ṅụọ chefuo ọnọdụ ọjọọ ha,
Jisie ike kwuchite ọnụ ndị ahụ na-enweghị ike ikwuru ọnụ onwe ha;
Kwusie okwu ike, kpeekwa ikpe ziri ezi.
Nwanyị nwere ugwu onye ga-achọtali ya?
Di nwanyị dị otu a na-atụkwasị obi ya niile nʼime ya,
Ihe nwanyị dị otu a na-ewetara di ya bụ naanị ihe ọma.
Ọ na-ahọrọ ajị anụ na flakisi
Ọ na-esite nʼebe dị anya na-ebubata ihe oriri nʼụlọ ya
Tupu chi abọzie,
Ọ na-apụ nyochapụta ịdị mma ala ubi, ma zụpụta ya.
Ike ịrụ ọrụ adịghị agwụ ya.
Ọ na-elezi anya hụ na ihe ahịa o mepụtara dị ezi oke ọnụahịa;
Nʼọbụaka ya ka o jidere osisi ịtụ ogho akwa;
Ọ na-agbasapụ aka
Udu mmiri maọbụ oge oke oyi adịghị eche ya uche
Ọ na-akpa akwa a na-agbasa nʼelu ihe ndina,
Di ya bụ onye a na-asọpụrụ nʼọnụ ụzọ ama obodo
Ọ na-akpa ma na-adụkwa akwa dị iche iche, ya na ihe ike nʼukwu,
Ọ bụ nwanyị dị ike, onye a na-asọpụrụ asọpụrụ.
Ọ na-eji amamihe na-ekwu okwu
Ọ na-etinye uche nʼihe niile banyere ezinaụlọ ya,
Ụmụ ya na-ebili gọzie ya;
Ọ ga-asị; “E nwere ọtụtụ ndị inyom ndị bụ ezi nwunye nye di ha,
Ịma mma nke elu ahụ adịghị egosi ihe mmadụ bụ, nʼihi na ịma mma adịghị adịgide ogologo oge.
E kwesiri ito ya nʼihi ọrụ ọma niile nke aka ya rụpụtara.