Mmadụ nwere ike pịa ihe ọ chọrọ ime,
JA
Copywork
Igbo BIUO Proverbs 16장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Proverbs
Ụzọ niile nke mmadụ dị ọcha nʼanya ya,
Were ọrụ gị niile nyefee nʼaka Onyenwe anyị,
Onyenwe anyị na-eme ka ihe niile rụpụta ebumnuche ya,
Onyenwe anyị kpọrọ ndị nwere obi dị mpako asị.
Ọ bụ site nʼịhụnanya na eziokwu ka eji ekpuchi mmehie;
Mgbe ụzọ mmadụ na-agbaso na-atọ Onyenwe anyị ụtọ,
Ọ dị mma inwe ihe nta nʼezi omume
Anyị nwere ike pịa ọpịpịa nʼobi anyị,
Egbugbere ọnụ eze na-ekwu okwu sitere na-ezi nghọta,
Ihe ọtụtụ ziri ezi na ihe niile ha nʼotu dịrị Onyenwe anyị,
Ndị eze kpọrọ ime ihe na-adịghị mma asị,
Ndị eze na-enwe mmasị nʼegbugbere ọnụ na-ekwu eziokwu,
Iwe eze bụ onyeozi nke ọnwụ.
Mgbe ọchị dị nʼihu eze ọ na-ewetara onye hụrụ ya ndụ,
Ọ ka mma inwe amamihe na mmụọ ịghọta ihe
Ụzọ dị larịị nke onye ziri ezi bụ iwezuga onwe ya pụọ nʼihe ọjọọ,
Nganga na-eweta ịla nʼiyi,
Ọ ka mma ịbụ onye ogbenye nwere obi umeala karịa ịbụ onye nganga,
Onye ọbụla na-aṅa ntị na ndụmọdụ ka ihe na-agara nke ọma,
A na-amata onye nwere uche site nʼụdị nghọta o nwere.
Inwe uche bụ isi iyi ndụ nye ndị niile nwere ya,
Obi onye maara ihe na-eme ka e tinye uche nʼokwu ọnụ ya,
Okwu dị nro na-atọ ụtọ ka mmanụ aṅụ,
Ọ dị ụzọ nke ziri ezi nʼanya mmadụ,
Agụụ ihe oriri nke onye ọrụ na-arụpụtara ya ọrụ;
Ndị ọjọọ na-atụpụta echiche ọjọọ,
Onye na-emebi iwu na-agbasa ise okwu;
Ndị ọjọọ na-arafu ndị agbataobi ha,
Onye ji ikuanya ya ekwu okwu na-atụ atụmatụ ọjọọ,
Isi awọ bụ okpueze nke mara mma,
Onye na-adịghị ewe iwe ọsịịsọ karịrị onye a maara aha ya.
A na-efe nza, nʼihi ịchọpụta uche Onyenwe anyị,