Ọsịsa okwu dị nro na-eme ka iwe na ọnụma laa azụ;
JA
Copywork
Igbo BIUO Proverbs 15장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Proverbs
Ire onye maara ihe na-eme ka ihe ọmụma mụbaa,
Onyenwe anyị na-ahụzu ihe niile,
Okwu dị nwayọọ na-eweta ndụ na ume;
Naanị onye nzuzu na-akpọ ndụmọdụ ndị mụrụ ya ihe efu;
Ụlọ ndị ezi omume na-ejupụta nʼọtụtụ akụ,
Egbugbere ọnụ onye maara ihe na-agbasa ihe ọmụma,
Onyenwe anyị na-akpọ aja ndị ajọ omume asị,
Onyenwe anyị kpọrọ ụzọ ndị na-emebi iwu asị,
Oke ịdọ aka na ntị na-echere ndị na-ahapụ ụzọ.
Onyenwe anyị mazuru ihe omimi niile nke ọnwụ na ọkụ ala mmụọ;
Ọ dịghị atọ onye na-akwa emo ụtọ ma a baara ya mba,
Obi nke na-aṅụrị ọṅụ na-eme ka ihu dị mma.
Obi nwere nghọta na-achọ ịmata ihe,
Ndụ onye ogbenye jupụtara nnọọ na mgbalị,
Ọ dị mma inwe akụnụba dị nta ma bụrụ onye na-atụ egwu Onyenwe anyị,
Ọ ka mma bụ oke nri akwụkwọ nri nta nke nwere ịhụnanya,
Onye iwe ọkụ na-amalite ọgụ;
Eji ogwu gbochie ụzọ onye umengwụ,
Nwa nke maara ihe na-eme ka obi tọọ nna ya ụtọ,
Onye na-enweghị uche na-aṅụrị ọṅụ nʼime amaghị ihe ya,
Nzube na-enweghị ndụmọdụ na-ama afọ nʼala,
Ọṅụ na-adị mgbe mmadụ natara ọsịsa dị mma,
Ụzọ ndụ na-agbago elu nye onye nwere uche,
Onyenwe anyị na-adọtu ma na-adọrisi ụlọ nke onye mpako,
Echiche ọjọọ niile nke ndị na-emebi iwu ka Onyenwe anyị kpọrọ asị
Onye anya ukwu na-ewetara ezinaụlọ ya nsogbu.
Obi onye ezi omume na-atule ọsịsa ya
Onyenwe anyị anọghị ndị na-emebi iwu nso;
Ihu ọchị na-eweta obi ụtọ.
Onye na-ege ntị nye ịba mba nke na-enye ndụ
Onye jụrụ ịdọ aka na ntị kpọrọ onwe ya asị
Ịtụ egwu Onyenwe anyị bụ amamihe na-abịa site nʼịdọ aka na ntị;