“Ike ịdị ndụ agwụla m.
KO
Copywork
Igbo BIUO 욥기 10장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 욥기
Ihe m ga-agwa Chineke bụ nke a: Apụtala maa m ikpe,
Ọ dị gị mma nʼobi imegbu m,
Ị nwere anya nke anụ ahụ?
Ụbọchị nke gị, ha dịka nke ndị nwere anụ ahụ,
Nke ga-eme na i na-achọpụta ikpe ọmụma m
Ọ bụ ezie na ị maara na ikpe amaghị m,
“Ọ bụ aka gị kpụrụ m kee m.
Cheta na ị kpụrụ m dịka ụrọ.
Ọ bụ na ị wụpụghị m dịka mmiri ara ehi
Yikwasị m akpụkpọ ahụ na anụ ahụ,
I nyere m ndụ gosikwa m obiọma gị,
“Ma nke a bụ ihe i zoro nʼime obi gị,
Ọ bụrụ na m mehiere, ị ga na-ele m anya,
Ọ bụrụ na ikpe mara m, ahụhụ na-adịrị m!
Ọ bụrụ na m welie m isi elu, dịka ọdụm ị ga-eji nwayọọ na-eso m nʼazụ
I na-eweta ndị ama ọhụrụ megide m,
“Gịnị mere i ji wepụta m site nʼafọ nne m?
A sịkwarị na amụpụtaghị m
Ụbọchị ndụ m ọ dịghị ole na ole?
tupu m hapụ laa nʼala ọchịchịrị na onyinyo nke ọnwụ
Nʼala nke oke ọchịchịrị,