Mgbe ahụ Elihu sịrị:
KO
Copywork
Igbo BIUO 욥기 34장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 욥기
“Nụrụ okwu m, unu ndị amamihe;
Ntị na-anwale okwu dịka
Ka anyị chọpụtara onwe anyị ihe ziri ezi;
“Job na-asị, ‘Abụ m onye ezi omume,
Ọ bụ eziokwu na aka m dị ọcha
Olee nwoke dịka Job,
Ya na ndị na-eme ajọ ihe bụ enyi,
Nʼihi na ọ na-asị, ‘Ọ dịghị uru dị ya
“Ya mere, geenụ m ntị, unu ndị ikom nwere nghọta.
Ọ na-akwụghachi onye ọbụla dịka ihe o mere si dị,
Ọ bụ ihe a na-ekwesighị iche nʼuche na Chineke pụrụ ime ihe na-ezighị ezi,
Onye họpụtara ya ịchị ụwa?
Ọ bụrụ na ọ bụ ebumnuche ya
mmadụ niile ga-alakọta nʼiyi,
“Ọ bụrụ na i nwere nghọta, nụrụ nke a;
Ọ pụrụ ịchị bụ onye ahụ kpọrọ ikpe ziri ezi asị?
Ọ bụghị ya na-agwa ndị eze okwu sị, ‘Unu abaghị uru,’
Onye na-adịghị ekpe ikpe mmegide nye ụmụ ndị ikom eze,
Nʼotu ntabi anya, ha na-anwụ nʼime etiti abalị;
“Anya ya na-elekwasị ụzọ niile nke ụmụ mmadụ;
Ọ dịghị ọchịchịrị dị, ọ dịghịkwa oke ọchịchịrị dị,
Ọ dịghị mkpa ọ dịịrị Chineke ịga nʼihu inyocha ụmụ mmadụ,
Na-ajụghị ajụjụ Chineke na-akụtu ndị a maara aha ha
Nʼihi na ọ na-agụkọ ọrụ ha niile,
Nʼebe mmadụ niile ga-ahụ ha ka ọ na-ata ha ahụhụ
nʼihi na ha sitere nʼiso ya wezuga onwe ha,
Ha mere ka iti mkpu akwa nke ndị ogbenye ruo ya ntị,
Ma ọ bụrụ na ọ gba nkịtị, onye ga-ama ya ikpe?
igbochi nwoke na-adịghị atụ egwu Chineke ịchị obodo,
“Ọ bụrụ na mmadụ a sị Chineke,
Biko, zi m ihe ndị ahụ m na-apụghị ịhụ;
Chineke ọ ga-akwụghachi gị ụgwọ ọrụ site na mkpebi gị
“Ndị ikom ndị nwere nghọta na-ekwu si,
‘Job na-ekwu okwu dịka onye na-amaghị ihe;
Ọ ga-adị nnọọ mma ma a sị na a nwaa Job ruo nsọtụ
Ọ na-atụkwasị nnupu isi nʼelu mmehie ya;