Mgbe ahụ, Bildad onye Shua zaghachiri sị:
KO
Copywork
Igbo BIUO 욥기 8장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 욥기
“Ruo ole mgbe ka i ga na-ekwu okwu dị otu a?
Chineke ọ na-ekpe ikpe na-ezighị ezi?
Mgbe ụmụ gị mehiere megide ya,
Ma ọ bụrụ na i ga-achọsi Chineke ike,
ọ bụrụ na ị bụ onye dị ọcha nʼobi na onye ụzọ ya ziri ezi,
Ọ bụ ezie, na mmalite gị nwere ike ịdị ala,
“Jụọ ọgbọ ndị gara aga
Nʼihi na anyị onwe anyị bụ ndị a mụrụ naanị ụnyaahụ, ndị ọ dịghị ihe ha maara.
Ọ bụ na ha agaghị agwa gị ma kuziekwara gị ihe?
Ahịhịa papịrọs o nwere ike ito nʼebe apịtị na-adịghị?
Nʼihi na mgbe ha ka na-etopụta etopụta, mgbe a na-egbubibeghị ha,
Nke a bụ oke ndị na-echefu Chineke,
Ihe ọ tụkwasịrị obi bụ ihe na-awa awa;
Ọ bụrụ na ọ dabere na ya, ọ ga-etibi;
Ọ dị ka ahịhịa ubi a na-agba mmiri nke ọma nʼubi a gbara ogige, nke anwụ na-amụkwasị,
Mgbọrọgwụ ya tụhịrị gburugburu nkume ndị dị nʼubi ahụ,
Ma mgbe e si nʼọnọdụ ya hopu ya,
Nʼezie, ndụ ya na-akpọnwụ,
“Nʼezie Chineke anaghị agbakụta onye ụzọ ya ziri ezi azụ,
Ọ ga-eme ka ọnụ gị jupụta nʼọchị.
Ndị iro gị ka a ga-eyikwasị ihere dị ka uwe,