Nʼikpeazụ, onye kwuru okwu bụ Job nʼonwe ya. O kwuru okwu bụọ ụbọchị a mụrụ ya ọnụ.
KO
Copywork
Igbo BIUO 욥기 3장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 욥기
Job sịrị:
“Ka ụbọchị ahụ amụrụ m bụrụ ụbọchị lara nʼiyi;
Ụbọchị ahụ, ka ọ ghọọ ọchịchịrị:
Ka ọchịchịrị na onyinyo ọnwụ gbara ụbọchị ahụ dịka ụbọchị nke aka ya,
Abalị ahụ, ka oke ọchịchịrị kpuchie ya,
Ka abalị ụbọchị ahụ bụrụ ụbọchị tọgbọrọ nʼefu,
Ka ndị ahụ na-abụ ụbọchị ọnụ bụọ ụbọchị ahụ ọnụ,
Ka kpakpando ụtụtụ ya gbaa ọchịchịrị,
nʼihi na o mechighị akpanwa nne m,
“Gịnị mere m ji hapụ ịnwụ mgbe ahụ nne m mụpụtara m,
Gịnị mere ikpere ji dịrị ịnabata m?
Nʼihi na ugbu a, agara m idina nʼudo;
mụ na ndị eze na ndị ọchịchị nke ụwa,
mụ na ụmụ ndị ikom eze, ndị nwere ọlaedo,
Ọ bụ gịnị mere e zofughị m nʼala dịka nwantakịrị a mụkworo amụkwo,
Nʼebe ahụ ka ndị na-emebi iwu na-akwụsị iweta ọgbaaghara,
Ebe ahụ ka ndị nọ nʼagbụ na-enwere onwe ha,
Ebe ahụ ka ndị ukwu na ndị nta nọ;
“Nʼihi gịnị ka e ji enye ndị nọ nʼọnọdụ nhụju anya ìhè?
Gịnị bụ uru ya nye ndị na-echere ọnwụ ma ọ dịghị abịa,
ndị jupụtara nʼọṅụ,
Gịnị mere e ji enye mmadụ ndụ;
Nʼihi na ịma ọsụ aghọọla ihe oriri m kwa ụbọchị;
Ihe m tụrụ egwu ya abịakwasịla m,
Enweghị m udo, anọkwaghị m jụụ,