Mgbe ahụ, Zofa onye Neama zara sị:
KO
Copywork
Igbo BIUO 욥기 11장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 욥기
“Ọ dịghị nzaghachi dịịrị ọtụtụ okwu niile ndị a?
Okwu efu gị ndị a ha ga-eme ka mmadụ gba nkịtị?
Ị na-asị Chineke, ‘Okwukwe m enweghị ntụpọ,
Ọ ga-adị m nnọọ mma ma a si na Chineke ga-ekwu okwu,
Kpugheere gị ihe nzuzo niile nke amamihe,
“I nwere ike ịchọpụta ihe omimi Chineke?
Ha dị elu karịa eluigwe, gịnị ka ị pụrụ ime?
Ọtụtụ ha dị ogologo karịa ụwa,
“Ọ bụrụ na ọ bịa tụba gị nʼime ụlọ mkpọrọ,
Nʼezie, ya onwe ya na-amata ndị nduhie,
Onye nzuzu ga-aghọ onye maara ihe
“Ma ọ bụrụ na i were obi gị nye ya,
ọ bụrụ na i wezuga mmehie nke dị gị nʼaka,
mgbe ahụ, ihere agaghị eme gị iwelite ihu gị,
Nʼezie ị ga-echefukwa nsogbu gị,
Ndụ gị ga-amụke karịa etiti ehihie,
Ị ga-anọkwa nʼudo nʼihi na olileanya dị;
Ị ga-edina ala na-atụghị egwu onye ọbụla,
Ma anya ndị na-emebi iwu ga-ada,