Job zara sị:
KO
Copywork
Igbo BIUO 욥기 9장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 욥기
“Nʼezie, amaara m na ihe ndị a bụ eziokwu.
Ọ bụrụ na Chineke ekpebie ịjụ mmadụ ajụjụ,
Amamihe ya dị ukwuu, ike ya sara mbara,
Ọ na-enugharị ugwu ukwu ma ha adịghị ama nke a,
Ọ na-enugharịkwa ụwa site na ntọala ya,
Ọ na-agwa anyanwụ okwu mee ka ọ kwụsị ịcha;
Naanị ya gbasara mbara eluigwe,
Ọ bụ ya mere kpakpando Bịaa, na Orion
Ọ na-arụ ọtụtụ ọrụ ebube nke mmadụ na-enweghị ike ịghọta,
Mgbe ọ na-esi nʼakụkụ m agafe, enweghị m ike ịhụ ya,
Ọ bụrụ na ọ pụnara ihe, onye na-akwụsị ya?
Chineke adịghị eme ka iwe ya laghachi,
“Onye kwanụ ka m bụ, m ga-eji nwee ike iguzo nʼihu ya ịjụ ya ajụjụ,
Nʼagbanyeghị na aka m dị ọcha, apụghị m ịsa ya okwu;
A sịkwarị na m kpọọ ya oku, ọ za m,
Ọ ga-eji oke ifufe tirie m,
Ọ gaghị ekwe ka iku ume m lọghachi
Ọ bụrụ ihe e ji ike eme, lee na ọ dị ike nke ukwuu!
A sịkwarị na aka m dị ọcha, ọnụ m ga-ama m ikpe;
“Ọ bụ ezie na abụ m onye ikpe na-amaghị
Otu ihe ahụ ka ọ bụ; nʼihi ya ka m ji asị,
Mgbe ịpịa ụtarị wetara ọnwụ mberede,
Mgbe ala dabara nʼaka ndị na-emebi iwu,
“Ụbọchị ndụ m dị gara gara karịa onye ọgba ọsọ;
Ha na-agafe dịka ụgbọ mmiri papịrọs,
Ọ bụrụ na m sị, ‘Aga m echefu mkpesa m,
Nsogbu m niile ka na-atụ m egwu
Ebe m bụrịị onye ikpe mara,
A sịkwarị na m jiri ncha saa ahụ m
ị ga-enuba m nʼolulu apịtị
“Ọ bụghị mmadụ efu dịka m nke m ga-aza ya,
A sịkwarị na e nwere onye odozi okwu nʼetiti mụ na gị,
onye ga-ewepụ mkpara Chineke site nʼebe m nọ,
Mgbe ahụ ka m ga-ekwu okwu na-atụghị ya egwu;