“Ị maara mgbe ewu ọhịa bi nʼelu ugwu ji amụ nwa?
KO
Copywork
Igbo BIUO 욥기 39장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 욥기
Ị na-agụkọ ọnwa ole afọ ime ha na-adị tupu ha amụọ nwa ha.
Ha na-amakpuru ala mụpụta nwa ha.
Ụmụ ha na-eto nʼọhịa gbasiekwa ike.
“Onye na-eme ka ịnyịnya ibu ọhịa nwere onwe ya?
Nke m nyere ala ihe na-adịghị ka ọ bụrụ ebe obibi ha,
Ụzụ dị nʼobodo adịghị emetụta ya,
Elu ugwu niile bụ ebe ịkpa nri ya,
“Ị nwere ike ime ka atụ jeere gị ozi?
Ị nwere ike ime ka atụ rụọra gị ọrụ nʼubi gị?
Ị ga-atụkwasị ya obi nʼihi na ike ya hiri nne?
I nwere ike ịtụkwasị ya obi ka o gaa bulatara gị ọka
“Enyi nnụnụ na-eji ọṅụ gbasapụ nku ya,
Ọ na-eyi akwa ya nʼala
Ọ naghị emetụ ya nʼobi na ụkwụ nwere ike ịzọpịa ha
Ọ na-emeso ụmụ ya ihe ike dịka a ga-asị na ha abụghị nke ya,
Nʼihi na Chineke ekenyeghị ya amamihe
Ma ọ na-agbalite ọsọ. Mgbe ọbụla ọ gbasara nku ya ịgba ọsọ,
“Ọ bụ gị na-enye ịnyịnya ike ya,
Ị na-eme ya ka ọ wụgharịa dịka igurube,
Ọ na-azọ ụkwụ gam gam nʼala, ọ na-aṅụrị ọṅụ nʼihi ike ya,
Ọ na-achị ihe egwu ọchị, ụjọ ọbụla anaghị atụ ya;
Akpa àkụ na-ayọgharị nʼakụkụ ya,
Mgbe ụzụ agha bara ya nʼisi, ọ na-eripịa ala.
Mgbe ụzụ agha bara ya nʼisi, ọ na-eti mkpu sị, ‘Ahaa!’
“Ọ bụ site nʼamamihe gị ka egbe ji efego nʼelu,
Ọ bụ gị nyere ugo iwu ifeli elu
Nʼelu nkume dị elu ka ọ na-ebi nọọkwa ọnọdụ abalị;
O bụ site nʼebe ahụ
Ụmụ ya na-amịchakwa ọbara,