Mgbe ahụ, Elifaz onye Teman zara sị:
KO
Copywork
Igbo BIUO 욥기 22장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 욥기
“Mmadụ ọ pụrụ ịbara Chineke uru?
O nwere ọṅụ ọ ga-enye Onye pụrụ ime ihe niile ma a sị na ị bụ onye ezi omume?
“Chineke ọ na-abara gị mba na-ebo gị ebubo
Ọ bụ na mmebi iwu gị adịghị ukwuu?
Ị naara ụmụnne gị ihe ebe nʼefu;
I nyeghị ndị ike gwuru mmiri,
Ọ bụ eziokwu na ị bụ nwoke dị ike na onye nwere ala,
Ị na-agbaba ụmụ nwanyị di ha nwụrụ aka, zipụ ha,
Ọ bụ ya mere ọnya jiri gbaa gị gburugburu,
Ọ bụkwa ya mere ọchịchịrị ji gbaa gị gburugburu ka ị ghara ịhụ ụzọ,
“Ọ bụ na Chineke anọghị nʼebe dị elu nke eluigwe?
Kama ị na-asị, ‘Gịnị ka Chineke maara?
Oke ọchịchịrị kpuchiri ya, nke mere na ọ naghị ahụ anyị
Ị ga-agbaso ụzọ ochie
E bupụrụ ha tupu oge ha eruo.
Ha sịrị Chineke, ‘Hapụ anyị aka!
Ma ọ bụ ya ji ihe dị mma dị iche iche mejupụta ụlọ ha,
Ndị ezi omume na-ahụ mbibi ndị dị otu a ma ṅụrịa;
‘Nʼezie, e bibiela ndị iro anyị,
“Doo onwe gị nʼokpuru Chineke ka gị na ya nọọ nʼudo,
Gee ntị, nabata ndụmọdụ si ya nʼọnụ,
Ọ bụrụ na ịlaghachikwute Onye pụrụ ime ihe niile, ọ ga-eweghachi gị nʼọnọdụ gị;
tọgbọ ọkpụrụkpụ ọlaedo gị nʼaja,
Mgbe ahụ, Onye pụrụ ime ihe niile ga-abụrụ gị ọlaedo,
Nʼezie, mgbe ahụ kwa, ihe nke Onye pụrụ ime ihe niile ga-atọ mkpụrụobi gị ụtọ,
Ị ga-ekpe ekpere, ọ ga-azakwa gị ekpere gị,
Ihe i kpebiri ga-emezukwa,
Mgbe a na-eweda ndị mmadụ ala, ọ bụrụkwa na ị sị, ‘Bulienụ ha elu,’
Ọ ga-azọpụta ọ bụladị onye ahụ nke aka ya na-adịghị ọcha,