“Nʼihi nke a, obi m na-ama jijiji,
KO
Copywork
Igbo BIUO 욥기 37장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 욥기
Gee ntị! Gee ntị nụrụ ụda olu ya,
Ọ na-atọpụ amụma ya ka ọ na-ejeru nʼokpuru eluigwe niile,
Nke a gasịa, ihe ọzọ na-eso ya bụ mbigbọ nke olu ike ya;
Nʼụzọ dị ebube ka olu Chineke si ada dịka egbe eluigwe;
Nʼihi na ọ bụ ya na-agwa snoo okwu sị: ‘Daa nʼelu ala,’
Ka mmadụ o kere mata akaọrụ ya;
Ụmụ anụmanụ bi nʼọhịa na-agbaba zoo onwe;
Oke ifufe na-esite nʼụlọ ya na-abịa,
Iku ume Chineke na-emepụta mkpụrụ mmiri,
Ọ na-eme ka igwe ojii jupụta na mmiri;
Site na ntụziaka ya ka ha na-echigharị onwe ha gburugburu
Ọ na-ewebata igwe ojii maka ịta ndị mmadụ ahụhụ,
“Job, gee ntị.
Ị maara otu Chineke si achịkọta igwe ojii
Ị maara otu Chineke si kwụba igwe ojii na mbara eluigwe,
Gị onye uwe i yi nʼahụ na-ekpo gị ọkụ
ị pụrụ iso ya tụsaa mbara eluigwe
“Gwa anyị ihe anyị ga-azaghachi ya;
A ga-agwa ya na m nwere okwu?
Ugbu a, ọ dịghị mmadụ ọbụla pụrụ ilekwasị anyanwụ anya
Nʼugwu ka ebube na-enwu dịka ọlaedo si apụta;
Onye pụrụ ime ihe niile bụ onye anyị na-enweghị ike chọta. Ike ya dị ukwuu,
Ya mere, ụmụ mmadụ na-atụ egwu ya,