Mgbe ahụ, Job zara sị:
KO
Copywork
Igbo BIUO 욥기 23장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 욥기
“Ọ bụladị taa, mkpesa m dị ilu;
A sịkwa na m maara ebe m ga-achọta ya;
Aga m edozi mkpesa m nʼusoro nʼihu ya
Aga m achọpụta ihe o ga-aza m
Ọ ga-eji ike dị egwu megide m?
Nʼebe ahụ, onye ziri ezi ga-eme mkpesa nʼihu ya.
“Ma ọ bụrụ na m agaa nʼọwụwa anyanwụ ọ nọghị nʼebe ahụ;
Mgbe ọ nọ nʼọrụ nʼugwu anaghị m ahụ ya,
Ma ọ maara ụzọ m na-aga,
ụkwụ m abụọ na-agbaso nzọ ụkwụ ya;
Esibeghị m nʼiwu nke si nʼọnụ ya pụta wezuga onwe m;
“Ma o guzo naanị ya, onye pụrụ iguzogide ya?
Ọ na-emezu ụkpụrụ ya niile o zubere megide m,
Nʼihi ya ka obi ji ama m jijiji nʼihu ya;
Chineke emeela ka obi m daa mba;
Ma ọchịchịrị emeghị ka m mechie ọnụ m,