“Mụ na anya m gbara ndụ kpebie
KO
Copywork
Igbo BIUO 욥기 31장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 욥기
Nʼihi na, gịnị bụ oke mmadụ ketara nʼaka Chineke onye bi nʼelu;
Ọ bụghị mbibi nye ndị ajọ omume,
Ọ bụ na ọ naghị ahụ ụzọ m niile,
“Ọ bụrụ na m gara ije nʼụzọ ụgha
ka Chineke were ihe ọtụtụ ziri ezi tụọ m,
Ọ bụrụ na nzọ ụkwụ m si nʼụzọ wezuga onwe ya,
ọ bụrụ otu a, ka onye ọzọ rie ihe m kụrụ nʼubi,
“Ọ bụrụ na ọ gụọla obi m agụụ ijekwuru nwanyị ọzọ,
mgbe ahụ, ka nwunye m kwọọrọ nwoke ọzọ nri,
Nʼihi na nke ahụ ga-abụ ihe ihere,
Ọ bụ ọkụ na-ere ruo nʼebe ịla nʼiyi;
“Ọ bụrụ na m jụrụ ikpe ikpe ziri ezi
gịnị ka m ga-eme mgbe Chineke bịakwutere m?
Ọ bụ na ọ bụghị onye kpụrụ m nʼafọ nne m mekwara ha?
“Ọ bụrụ na m ajụ inye ndị ogbenye ihe dị ha mkpa,
ọ bụrụ na m dobere ihe oriri m maka naanị m,
ma site nʼokorobịa m, azụlitere m ha dịka nna kwesiri,
Ọ bụrụ na ọ dị mgbe m hụrụ onye na-ala nʼiyi nʼihi enweghị akwa,
ma obi ha agọzighị m
Ọ bụrụ na m eweliela aka m megide onye nna ya nwụrụ,
mgbe ahụ, ka aka m si nʼubu m dapụ,
Nʼihi na atụrụ m egwu mbibi na-esite nʼaka Chineke,
“Ọ bụrụ na ntụkwasị obi m dị nʼọlaedo,
Ọ bụrụ na m ṅụrịrị ọṅụ nʼihi oke akụ m,
ọ bụrụ na m legidere anyanwụ anya nʼebube ya,
nke ga-eme ka obi m bụrụ ihe a rafuru na nzuzo,
mgbe ahụ, ihe ndị a ga-abụ mmehie nke a ga-ekpe ikpe,
“Ọ bụrụ na m ṅụrịrị ọṅụ nʼihi ọdachi nke dakwasịrị onye iro m
ekwebeghị m ka ọnụ m mehie
Ọ bụrụ na o nwebeghị oge ndị nọ nʼezinaụlọ m kwuru okwu sị.
Ma ọ dịghị onye ọbịa na-anọ ọnọdụ abalị nʼama,
Ọ bụrụ na m na-ezo mmehie m dịka ndị ọzọ,
nʼihi na m tụrụ egwu igwe mmadụ,
(“O, a sị na o nwere onye ga-ege m ntị!
Nʼezie, aga m eyiri ya nʼubu m,
Aga m agụkọrọ ya nzọ ụkwụ m niile,
“Ọ bụrụ na ala m etie mkpu megide m,
ọ bụrụ na m eripịa ihe o mepụtara na-akwụghị ụgwọ,
ka ogwu pupụta nʼọnọdụ ọka wiiti,