“Gịnị mere Onye pụrụ ime ihe niile adịghị ahọpụta oge maka ikpe ikpe?
KO
Copywork
Igbo BIUO 욥기 24장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 욥기
Ụfọdụ ụmụ mmadụ na-ewezuga nkume oke ala,
Ha na-apụnara ịnyịnya ibu nke nwa mgbei,
Site nʼokporoụzọ ka ha na-akwapụ ndị nọ na mkpa.
Dịka ịnyịnya ibu ọhịa nọ nʼọzara,
Ha na-ekpokọta ahịhịa anụ ụlọ na-ata nʼubi,
Nʼihi enweghị uwe, ha na-agba ọtọ nʼabalị,
Oke mmiri ozuzo nke ugwu na-ede ha ahụ,
Nwa na-enweghị nna ka a na-eji ike napụ ara.
Nʼihi enweghị akwa ha na-agba ọtọ na-agagharị,
Ha na-asụpụta mmanụ oliv nʼelu ebe e mebere maka ya,
Ụzụ ịsụ ude ndị na-anwụ si nʼobodo na-ebili,
“Ọ dị ndị na-enupu isi megide ìhè,
Mgbe ìhè nke ụbọchị gafere, ogbu mmadụ na-ebili,
Anya onye na-akwa iko na-ele anya chi ojiji;
Nʼọchịchịrị, ndị ohi na-egbuka ụlọ ndị mmadụ baa,
Nʼebe ha niile nọ, etiti abalị bụ ụtụtụ ha,
“Ma ha bụ ụfụfụ dị nʼelu mmiri;
Dịka okpomọkụ na ọkọchị si eme ka mkpụrụ mmiri oyi gbazee,
Akpanwa na-echefu ha,
Ha na-akpagbu nwanyị aga na nwanyị na-enweghị nwa,
Ma Chineke na-eji ike ya dọkpụrụ ndị dị ike nke ukwuu pụọ,
Ọ nwere ike ime ka ha dabere na ntụkwasị obi na o nweghị ihe pụrụ ịmetụ ha,
A na-ebuli ha elu nwa mgbe nta, ma e mesịa, ha anọkwaghị,
“Ọ bụrụ na ọ bụghị otu a, onye pụrụ ị sị na ihe m kwuru bụ okwu ụgha